Ekele dịrị Chineke Nna [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ekele dịrị Chineke Nna‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ekele dịrị Chineke Nna Lyrics
Chorus: Ekele dịrị Chineke Nna
Onye siri n’ebe kacha elu
Were Mmụọ Nsọ gọzie anyị
N’ime Kristi.
1. Tupu Chineke atọọ ntọ ala ụwa
Ọ họpụtara anyị nile,
Ịbụ ndị nke ya dị nsọ,
N’enweghị atụ n’ime Kristi.
2. N’ihi oke ịhụnanya Chineke
Ọkara ya aka na mbụ
Na ọga eme anyị ndị nke ya
Site n’aka nwa ya Jesu Kristi.
3. Chineke gbapụtara anyị n’ohu
Site n’ọbara Nwa ya ọ hụrụ n’anya
Nzube ya bụ ichekọta ihe nile ọnụ
N’okpuru Nwa ya Jesu Kristi.
4. K’anyị toonụ Chineke
N’ihi amara ya dị ebube
Nke ọwụkwasịrị anyị n’efu n’ime
Nwa ya Jesu Kristi.
Other Igbo Communion Hymns
- Ebe Ịhụnanya na Afọma dị
- Ebube Gị Juputara Eligwe na Ala
- Ekele Chineke dị m n’ọnụ Alleluia
- Enyemaka Anyị dị n’aha Dinwenụ
- Ekele dịrị Chineke Nna
- Esekpuoro m Gị, Chukwu dị na Nzuzo
- Etosịghị m Onyenweanyị dị Nsọ
- Ezigbo Nwatụrụ, Achịcha nke Ndịọma
- Ezigbo Jesu Dinwenụ
- Erimeri e
- Ezigbo Nnukwu ihe Omimi
- Ihe Jesus mere m
- Ọ bụrụ na-ịchọrọ Ịbata na Ndụ
- Jesus Aha na-atọ m Ụtọ
- Jesu Bata n’obi Anyị Bịa Bụrụ Eze
- Jesu Bata n’obi Anyị
- Jesu Eze m
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Mee Ebere
- Jesus Dinwenụ Bata n’ime obi m ka Ichebe ya
- Jesu Nkasị obi Ndị nọ n’ahụhụ
- Jesu Nnọọ
- Jesu Ọkpala Chukwu
- Jesu Onye Okike nke Ụwa
- Ka m Biri n’ime Ụnụ
- Ka Anyị Jenụ Nara
- Ka Anyị Keleenụ Jesu
- Ka Anyị Kulienụ
- Kedụ Ịhụnanya ka nke a
- Kpebenụ Ekpere
- Kristi Gwara Mụ
- Kulie ka Anyị Kelee Dinwenụ