Ekele Dịrị Onye Onyinye [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ekele Dịrị Onye Onyinye‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ekele Dịrị Onye Onyinye Lyrics

1. Bilienụ ụmụ Nne m na Chineke

ka anyị jee nye Chineke onyinye dị mma

N’ihi na ya onwe ya bụ onye Onyinye

O nweghị ihe kariri inye Chineke

Keleenụ ya.

Chorus: Ekele dịrị Chineke,

Ekele dịrị onye onyinye

Ekele dịrị gị onye kacha elu

Olisa dalụ o. DC.

2. Were obi dị ọcha bịa nye ya onyinye

Were onyinye gị dị mma bịa nye ya

Chineke n’onwe ya bụ Onye onyinye

O nweghị ihe dị nnukwu inye Chineke.

3. Otito dịrị gị onye onyinye

Otito dịkwara gị Chineke

Kedụ ihe kariri inye Chineke

Onweghị ihe kariri inye gị ma ncha.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns