Ekene Marịa Ezigbo Nne [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ekene Marịa Ezigbo Nne‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ekene Marịa Ezigbo Nne Lyrics

Chorus: Ekene Marịa, Ezigbo nne nara ekele anyị,

O Nne anyị, Nne dị nsọ.

1. Anyị ekene gị O Nne Jesu

Anyị ekene gị n’ikwere ị bụ Nne anyị

Anyị ekene gị O Nne dị mma.

O Marịa, nara ekene.

Resp: O Marịa, nara ekene.

2. Anyị ekene gị make nrubisi gị,

Anyị ekene gị nwanyị nke udo

O Marịa nara ekene.

3. Anyị ekene gị Nne nke ịhụnanya

Anyị ekene gị Nne dị-kalịsịlị ọcha

Anyị ekene gị Nne nke ụmụ ogbenye

O Marịa nara ekene.

4. Anyị ekene gị Nne dịkalịsịlị asọ

Anyị ekene gị Nne nke ndị nsọ nile.

Anyị ekene gị Nne ndị mmụọma nile

O Marịa nara ekene.

5. Anyị ekele gị Nne dị ebere

Anyị ekene gị nwanyị ndidi

Anyị ekene gị nwanyị obi ọma.

O Marịa nara ekene.

6. Anyị ekene gị, Nne nke ndị Ụkọchukwu,

Anyị ekene gị, Nne ndị nyere Chukwu onwe ha,

Anyị ekne gị, Nne nke mmadụ nile,

O Marịa nara ekene.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns