Enweghị m Ike Ichezọ Gị Zion [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Enweghị m Ike Ichezọ Gị Zion‘ is one of the popular Igbo Hymns composed from Psalms 136/137 which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Enweghị m Ike Ichezọ Gị Zion Lyrics

s:l.s:s:m:d.d:r:m:d:-:d’:d’.d’:t:s.l:s:s:m:-:s:s:f:m:m

Antiphon: Enweghị m ike ichezọ gị Zion

Ọ bụrụ na m chezọ Gị Zion, k’aka nri m kpọnwụọ

1. m:r:m:r:r:rm.r:d:-:f:f:r:r:r:r:s:-

m:-:r:r:m:m:r:r:r:m:d:-

:f:f:m.m:m:r:d:-:f:f:r:r:r:r:s:m:r:d

N’akụkụ oshimiri Babylọn,

K’ anyị nọdụrụ ala bee akwa,

mgbe anyị chetara Zion na osisi toro n’ebe ahụ,

K’anyị kobere ụbọ akwar’anyị.

2. f:r:r:s:s:m:m:m:m:m:m:r:r:r:r:m:

m:r:d:-:m.s:s:s:m:m:m:d:-

:m:d:d:-:s.d’:d’:s.s:l:f:r;s:m:-

N’ihina ndị jidere anyị n’agha gwara anyị bụọrọnụ anyị abụ nke Zion.

3. s:l:s:s:s:m:s.f:r:m:d:m:s:f:m:-

.:s.l:s:s:s:m:-:d’:d’.d:t:l:s.l:s:-

:s.l:l:f:m:m:-

Olee otu anyị g’esi bụ abụ Yahweh n’ala onye ọzọ,

Jerusalem, ọ bụrụ na m chefuo gị, ka aka nri m kpọnwụọ.

4. m.s:s:s.f:f:m:r:m:r:d:-

:l:l.l:s.l:s.s:s:m.f:m:r:-

:s:s:f:m.m:m:m:d:r:rd:-

K’ire tọ m n’ọnụ ma m chefuo gị

Ọ nụrụ na m anaghị akpọ Jerusalem.

Ihe ọnụ kachasị ihe ọnụ m bile.

5. m.s:s:s.f:f:m:r:m:r:d:-

:l:l.l:s.l:s.s:s:m.f:m:r:-

:s:s:f:m.m:m:m:d:r:r:d:-

Yahweh cheta ihe ụmụ Edom mere na mbọchị Jerusalem, Otu ha siri kwu “Tituọnụ Ya, tikporonụ Ya n’ala.

6. m:s:f.r:d:-:r:m:d:-

:l:l:l:s.l:l:s:s:s:s.f:r:r:m:-

:s:s:s.m,.s:s:f.r:r.m:r.m:d:r:d:-

Ada Babylọn omebi, ngọzi dịrị onye kwụrụ g’ụgwọ ihe imere anyị, ngọzi onye tiriri ụmụ gị n’okwute.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns