Enyemaka Anyị dị n’aha Dinwenụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Enyemaka Anyị dị n’aha Dinwenụ‘ is one of the popular Igbo Hymns composed from Psalm 124 which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Enyemaka Anyị dị n’aha Dinwenụ Lyrics (Key D)

s:l.l:l:l:s:m.m:d:m:r.r.-:s:s:m:m:f:r.d:d:-

Antiphon: Enyemaka anyị dị n’aha Dinwenụ

Onye mere eligwe n’ala.

1. s:-:f:s:-:m:-:m:r:r:r:-:d:-:d:-

:s:m:m:f:m:-:d:-:r:m:-:d:d:r:-:d:d:-/

Ọ bụrụ na Chukwu adịnyereghị anyị mgbe ha bara anyị ọgụ, ha aka elo anyị na ndụ were oke ọnụma kpọọ anyị ọkụ.

2. s:s:f:s:m:m:r:-:m:d:-:r:-:d:-

:m:s:f:r:m:m:-:r:m:d:d:r:-:d:d:-

Mmiri aka eri anyị maọbụ ebili mmiri eburu anyị nke ọbụla na ime ha aka eji iwe rie anyị.

3. s:-:m:s:-:f:m:r:m:d:r:-:d:d:s:s:f:f:r’:s’:s:-

:m:m:m:r:m:d:m:-:d:-/

Ngọzi dịrị Chukwu bụ onye ekweghị ka anyị danye n’eze ha. Onye mere k’anyị gbanarị ha etu nnụnụ si agbanarị ọnya.

4. m:s:-:r:-:m:m:s:-:s:l:-

:s:m:m:d:m:r:r:-

:m:m:r:r:m:r:d:d:-

Ọdọkaa ọnya, anyị gbawara, Enyemaka anyị dị n’aha Dinwenụ, Onye mere eligwe n’ala.

5. s:-:m:-:s:-:s;l:s:-:m:r:d:r:r:m:d:d:d:-/

Otito dịrị Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ, Kịta n’ụwa ebighịebi.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns