Erimeri e [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Erimeri e‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by UMEH George F. which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Erimeri e Lyrics

d:d.d:-.d/t,:-:-/d:d.d:-.d//

Chorus: Erimeri e- erimeri ahụ Kristi bụ erimeri ea- erimeri ọbara ya bụ erimeri e-ahụ n’ọbara ya n’atụtọ o nwanne m metụ ọnụ o nweghị atụtụ.

1. Were ume ala galue n’alta (garute)

ka I jee wee nara ahụ Jesu ewo

Ọ bụ ya bụ onye sị anyị bịa

nwanne m ọbara n’ahụ ya n’enye ndụ.

2. Bịanụ k’ụnụ hụnụ ịhụnanya (bịanụ hụrụ)

Ịhụnanya n’enweghị ọgwụgwụ ewo

na Chukwu bịaranụ n’ụwa n’ezie

were bụrụ achịcha n’enye ndụ.

3. Jesu mee ka n’ahụ n’ọbara gị (doo m’asọ)

gbuchapụ mụ mmehie mụ nile (ka m dị ọcha)

me’ ka ha doo mkpụrụobi m asọ

nyere m aka beleta agụụ nke ime njọ.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns