Etosịghị m Onyenweanyị dị Nsọ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Etosịghị m Onyenweanyị dị Nsọ‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Etosịghị m Onyenweanyị dị Nsọ Lyrics
d:m.d:d/:d.d:l, /l,:-.s,:-/s,:-:-
Chorus: Etosịghị m Onyenweanyị dị nsọ
Etosịghị m Onyenweanyị dị nsọ,
K’ịbịakwute m, kwue nanị sọ okwu amara,
Ọ ga-atọpụ m na njọ.
1. Etosịghị m Onyenweanyị
ka m rie mọbụ ñụọ ọbara Gị,
Ebe m bụ onye njọ,
Ịga esi añaa bata n’ebe a
Kwue otu okwu na mkpụrụ obi m ga-adịrị.
2. Etosịghị m Onyenweanyị Chukwu,
m ga-esi añaa jụ Gị,
Achịcha bụ ọlụ n’ike ma mmanya bụ afụfụ ụwa,
Gị nyere m ahụ n’ọbara Gị,
Ịkwụ ụgwọ mgbapụta.
3. Eji m obi m nile kwere n’ọbụ Gị nọ na Eucharịstịa dị asọ,
Chukwu onye kere anyị
Chukwu, Chukwu onye ker’anyị
Anyị jụrư ekwensu mgbe
E mere anyị Baptism kweezi nkwa ife chukwu.
4. Nyere m aka Jesu, ka m were mara Gị n’obi dịchasị ọcha,
Obi dị ume-ala obi loghara elogha n’obi juru n’añụrị.
Other Igbo Communion Hymns
- Ebe Ịhụnanya na Afọma dị
- Ebube Gị Juputara Eligwe na Ala
- Ekele Chineke dị m n’ọnụ Alleluia
- Enyemaka Anyị dị n’aha Dinwenụ
- Ekele dịrị Chineke Nna
- Esekpuoro m Gị, Chukwu dị na Nzuzo
- Etosịghị m Onyenweanyị dị Nsọ
- Ezigbo Nwatụrụ, Achịcha nke Ndịọma
- Ezigbo Jesu Dinwenụ
- Erimeri e
- Ezigbo Nnukwu ihe Omimi
- Ihe Jesus mere m
- Ọ bụrụ na-ịchọrọ Ịbata na Ndụ
- Jesus Aha na-atọ m Ụtọ
- Jesu Bata n’obi Anyị Bịa Bụrụ Eze
- Jesu Bata n’obi Anyị
- Jesu Eze m
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Mee Ebere
- Jesus Dinwenụ Bata n’ime obi m ka Ichebe ya
- Jesu Nkasị obi Ndị nọ n’ahụhụ
- Jesu Nnọọ
- Jesu Ọkpala Chukwu
- Jesu Onye Okike nke Ụwa
- Ka m Biri n’ime Ụnụ
- Ka Anyị Jenụ Nara
- Ka Anyị Keleenụ Jesu
- Ka Anyị Kulienụ
- Kedụ Ịhụnanya ka nke a
- Kpebenụ Ekpere
- Kristi Gwara Mụ
- Kulie ka Anyị Kelee Dinwenụ