Ezi Chukwu Nara Aja Anyị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ezi Chukwu Nara Aja Anyị‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ezi Chukwu Nara Aja Anyị Lyrics

Chorus: Anyị arịọ gi, nara aja anyị. Ezi Chukwu ezi Chukwu, nabata ya, Were ya, gọzie ya, mekwaa ya Nna ka ọdị mma, kwesị n’ịga anara ya.

1. Mgbe anyị na-erunyere gị aja Obiọma gị nke bụ ihe ala mịpụtara, ọ bụghị nkwụghachi ịhụnanya gị anyị enweghị ike ya.

2. Mgbe ọ bụla anyị bụ ụmụ gị gbakọbara n’iru ịchụrụ gị aja kasị nsọ, k’anyị n’erunye ya maka ndị Mmadụ nile ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ.

3. Sọ ngị bụ ndụ ndị kwere na gị ndụ ihe nile n’ụwa na n’eligwe, gosi anyị ụzọ nke ka mma iji wee gosi gị añụrị anyị na gị.

4. Ndị nsọ na-eji ukwe añụrị na-eto afọma gị na etokwa ike gị. Kwere k’anyị soro ha too gị oge nile site n’aja anyị.

5. Gọzie anyị, gọzie anyị O Chukwu anyị ndị n’achụrụ gị aja. Nara anyị, nara anyị nara O Chukwu anyị aja nke onwe anyị.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns