Ezigbo Jesu Dinwenụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ezigbo Jesu Dinwenụ‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Rev. Fr. T. Anụnobi which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ezigbo Jesu Dinwenụ Lyrics

s:s.l:s:m/f:f:m:-/s:s:d’:d’/l:d’s:-

/s:s.s:d’:d’:/l:-.d’:s:m/l:l:s:-.l/f:f:m:-/

1. Ezigbo Jesu Dinwenụ

Ziter’anyị Mmụọ nke Gị

Onye ga-ebinye n’ime obi anyị

Nye anyị ike ịkpọku Nna.

2. Ezigbo Jesu Dinwenụ

Lot’ife ikwere anyị na nkwa.

Na Ị gaghị ahapụ anyị n’enweghị Nna,

Biko Jesu lote anyị.

3. Ezigbo Jesu Dinwenụ,

Sọsọ Gị bụ nchekwube

Ụzọ anyị na-eso gbara ọchịchịị,

Sọsọ Gị bụ ife nke ụwa

4. Ezigbo Jesu Dinwenụ,

Ebe obibi Gị bụ eluigwe,

I si n’eligwe bịa n’enu ụwa

K’Iwe dulu anyị jekwue Nna.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns