Ezigbo Nnukwu ihe Omimi [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ezigbo Nnukwu ihe Omimi‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ezigbo Nnukwu ihe Omimi Lyrics
d:d:d/t:-:l/s:-:m/m:-:-
/s:s:m/f:f:s/m:-:-/:
:/l:s:s/r.f:m/r:m:d/s:-:f/r:-:s/s:-
:m/m:-:-/-:-:-/d’:-:s/s:-:m/f:l:l/s:-:-
/s:l:-/f:-:-/r:m:f/m:-:-//
Chorus: Ezigbo Nnukwu ihe omimi
Ka anyị n’egosi tata
N’akụkụ ụwa nile ka ọdị bụ
Otu Nzukọ Katọlic.
Jesu Kristi bụ isi ya
Anyị ncha bụ ahụ ya.
1. s/s:-:m/m:-:m/m:-:d/r:-
:f/r:m:m/m:m:m/m:-:-/:-:s/m:-
:r/r:-:f/f:r:d/d:-:f/r:-
:s/s:s:m/m:-:-/::/d’:-:s/s:-
:m/f:s:s/s:-:-/s:l:-/f:-:-/r:f:f/m:-:-//
Chukwu kụrụ n’ime Nzukọ otu nnukwu osisi,
Ọ gbasara aka ya n’ụwa n’amịta mkpụrụ dị nsọ.
Jesu Kristi bụ osisi
Anyị ncha bụ aka ya.
2. s/m:-:m/d:-:f/r:-:m/m:-:m/s:-
:f/m:-:r/d:-:d/d:-:s/m:-:s/d:-
:f/r:-:m/m:-:s/s:-:m/f:r:r/d:-:-/-
:-:/d:-:s/s:-:m/l’l:s/s;-:-/l:l:f/r;-:-/d:-:r/m:-:-
Eucharịstịa na-ejikọta,
Ahụ Kristi dị omimi,
Ọ na-agbasa ịhụnanya,
n’ime obi ndị kwerenụ.
Jesu Kristi bụ ihe oriri
Ike na ndụ nke Nzukọ.
3. s/m:-:m/d:-:r.f/r:-:s/m:-
:m/s:m:f/r:-:m/d:-:-/-:-
s/m:s:s/d:-:f/r:-:m/m:-:s/m:-
:f/r:-:r/d:d:d/d:-:-/d’:-:s/s:-
:m/f:r:r/m:-:-/s:-:f/m:-:m/d:-:r/d:-:-
Jesu Kristi na Nzukọ ya
nọ dịka di na nwunye.
Obi ha bụ sọ ịhụnanya
Nkewa ncha adịghịrị ha.
Jesu Kristi ji ọbara ya
kwụọ ụgwọ maka Nzukọ ya.
4. s/s:s:m/m:-:d/f:-:f/m:-:s/m:-
:f/m:-:r/d:-:d/d:-:s/s:-:m/m:-
:d/d:-:f/m:-:s/m:-:m/f:r:r/d:-:-
/-:-d’/d’:-:s/s:-:f/f:-:r/m:-:f/r:-:-/r:-:m/m:-:-//
Nnukwu añụrị dị n’eligwe
Oge ụwa nke a ga agwụcha
N’ihu Chukwu Nna na Mmụọ-Nsọ
Jesu ga-akpọbata anyị
k’anyị na ya nwebe añụrị ebebe Amen.
Other Igbo Communion Hymns
- Ebe Ịhụnanya na Afọma dị
- Ebube Gị Juputara Eligwe na Ala
- Ekele Chineke dị m n’ọnụ Alleluia
- Enyemaka Anyị dị n’aha Dinwenụ
- Ekele dịrị Chineke Nna
- Esekpuoro m Gị, Chukwu dị na Nzuzo
- Etosịghị m Onyenweanyị dị Nsọ
- Ezigbo Nwatụrụ, Achịcha nke Ndịọma
- Ezigbo Jesu Dinwenụ
- Erimeri e
- Ezigbo Nnukwu ihe Omimi
- Ihe Jesus mere m
- Ọ bụrụ na-ịchọrọ Ịbata na Ndụ
- Jesus Aha na-atọ m Ụtọ
- Jesu Bata n’obi Anyị Bịa Bụrụ Eze
- Jesu Bata n’obi Anyị
- Jesu Eze m
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Mee Ebere
- Jesus Dinwenụ Bata n’ime obi m ka Ichebe ya
- Jesu Nkasị obi Ndị nọ n’ahụhụ
- Jesu Nnọọ
- Jesu Ọkpala Chukwu
- Jesu Onye Okike nke Ụwa
- Ka m Biri n’ime Ụnụ
- Ka Anyị Jenụ Nara
- Ka Anyị Keleenụ Jesu
- Ka Anyị Kulienụ
- Kedụ Ịhụnanya ka nke a
- Kpebenụ Ekpere
- Kristi Gwara Mụ
- Kulie ka Anyị Kelee Dinwenụ