Ezigbo Nwatụrụ, Achịcha nke Ndịọma [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ezigbo Nwatụrụ, Achịcha nke Ndịọma‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Rev. Fr Azụka which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ezigbo Nwatụrụ Lyrics (Key C 2/2)
s/s.s:s.s/m:-.l/l.l:t.d’/s:-.d’/d.t:l.s/m:s.l/s:f.f/m:-.//
1. Ezigbo nwatụrụ,
Achịcha nke ndịọma
Onye si n’igwe bịa,
Anyị esekpuere Gị.
2. Eze nke ndị Mmụọma,
Eze nke si n’igwe,
anyị bụ ndị nọ n’ụwa
n’achọ Gị, O Chukwu.
3. Na mbọsị Baptism
Ka I mere anyị ụmụ Gị.
Chukwu Nwa nke dị ebube
Bata na obi anyị.
4. Ka ịnoriri n’ụwa
Ị gwara ụmụ Israel
Abụ m achịcha ndụ
Nke si n’igwe bịa.
5. Nọnyere anyị n’ụwa
Ezigbo Dinwenụ
Ka anyị wee hụ gị anya
Na-ala-eze Eligwe.
6. Ịbụ Nna anyị ezie,
Onye nche atụrụ
Onye nche nke ụmụ ogbenye
Chukwu dị afọma.
7. Ịbụ Eze nk’igwe
Ịbụ Eze ndị ọma
Anyị bụ ndị nọ n’ụwa
n’achọ Gị O Chukwu.
8. Ụmụ Chukwu nile
K’anyị nñụrịanụ
Anyị ncha bụ ụmụ Nna
Na Kristi Dinwenụ.
9. Abụ m abụ m Ụzọ
Abụ m abụ m ndụ
Onye ọbụna riri achịcha
G’enwe ndụ ọkpụ.
10. Ị nọzu ebe nile
Ka n’ụwa ka n’igwe
Ebe dị elu ka I siri bịa
n’ihi mmadụ.
11. Otiti dịrị Nna
Otito dịrị Nwa
Ebe nile dị n’ụwa
Tobenụ Mmụọ-Nsọ.
Other Igbo Communion Hymns
- Ebe Ịhụnanya na Afọma dị
- Ebube Gị Juputara Eligwe na Ala
- Ekele Chineke dị m n’ọnụ Alleluia
- Enyemaka Anyị dị n’aha Dinwenụ
- Ekele dịrị Chineke Nna
- Esekpuoro m Gị, Chukwu dị na Nzuzo
- Etosịghị m Onyenweanyị dị Nsọ
- Ezigbo Nwatụrụ, Achịcha nke Ndịọma
- Ezigbo Jesu Dinwenụ
- Erimeri e
- Ezigbo Nnukwu ihe Omimi
- Ihe Jesus mere m
- Ọ bụrụ na-ịchọrọ Ịbata na Ndụ
- Jesus Aha na-atọ m Ụtọ
- Jesu Bata n’obi Anyị Bịa Bụrụ Eze
- Jesu Bata n’obi Anyị
- Jesu Eze m
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Mee Ebere
- Jesus Dinwenụ Bata n’ime obi m ka Ichebe ya
- Jesu Nkasị obi Ndị nọ n’ahụhụ
- Jesu Nnọọ
- Jesu Ọkpala Chukwu
- Jesu Onye Okike nke Ụwa
- Ka m Biri n’ime Ụnụ
- Ka Anyị Jenụ Nara
- Ka Anyị Keleenụ Jesu
- Ka Anyị Kulienụ
- Kedụ Ịhụnanya ka nke a
- Kpebenụ Ekpere
- Kristi Gwara Mụ
- Kulie ka Anyị Kelee Dinwenụ