Hosanna dịrị Gị Onyenwe m [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Hosanna dịrị Gị Onyenwe m‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Dismissal Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Hosanna dịrị Gị Onyenwe m Lyrics

.s:s.f/m.m:m.r/m.d:-.s,

/t:l/.f:f.m/r.r:r.l,/d.t,:-.s,/d:d

Chorus: Hosanna dịrị gị Onyenwe m Hosanna

Jerusalem tobe Dinwenụ Hosanna.

1. Tobe Chukwu Nna nke eluigwe Hosanna

N’ihi n’ogosịgo ebube Ya.

2. Ọ gbapụtara ndị nke Ya Hosanna

Aka ike ya k’oji zọ ha Hosanna.

3. Ọ rụrụ ọrụ ebube ya Hosanna

Wee gosi na sọ ya bụ Chukwu Hosanna.

4. O zitere anyị Messịah Hosanna

Dinwenụ anyị Jesu Kristi Hosanna.

5. Onye meriri ekwensu Hosanna

Wee gbapụta anyị n’aka ya Hosanna.

6. Ọ kuziri anyị Eziokwu Hosanna

Okwu Chukwu nke n’enye ndụ Hosanna

7. Onyer’anyị achịcha dị ndụ Hosanna

Ahụ na ọbara nke Jesu Hosanna.

8. Bụ ihe oriri dị ezi ụtọ Hosanna

O nwere nnukwu ịhụnanya Hosanna.

9. Ọ rụrụ ọrụ ebube Ya Hosanna

O nyere ndụ ya n’elu obe Hosanna

10. Kelenụ Onyenweanyị Jesu Hosanna

O nwere nnukwu ịhụnanya Hosanna.

11. Dinwenụ ziter’anyị Mmụọ Nsọ Hosanna

Mgbe ọrọgoro n’eluigwe Hosanna.

Other Igbo Dismissal Hymns

Other Catholic Hymns