Igbo Mass Readings for February 18 2026, Wenezde Ntụ
Igbo Mass Readings for February 18 2026, Wenezde Ntụ Nke a bụ Igbo Mass Readings maka February 18 2026, Wenezde Ntụ. IHE ỌGỤGỤ NKE MBỤ – 2:12-18 Ihe Ọgụgụ e wetara n’Akwụkwọ onye Amụma Joel Isi Okwu: Gbawaanụ obi ụnụ; ụnụ adọwakwala uwe ụnụ. Ọ bụ Onyenweanyị na-ekwu nke a: Ugbu a, ugbu a, werenụ … Read more