Ihe Jesus Meere m [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ihe Jesus Meere m‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Dismissal Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ihe Jesus Meere m Lyrics
s.s:.s:f:m/r:r.f:-:-/f:f.f:m:r/d.d:-.d:d:-
/s:s.s:-.f:m/r:m:f:l,/d:-.t,:-:d/d:-:-:-//
1. Ihe Jesus meere mụ o ma mkọba ya n’ọdịrọ nkọcha, Ka mkpụrụobi m tobe Jesus Nwa nke Chukwu. Halleluia (2ice)
Chorus: Halleluiah, Halleluiah, Halleluiah, Aha Jesus a dịka ụtọ na ntị onye kwerenụ Halleluiah, Halleluiah, Halleluiah, Ka anyị tobe Dinwenụ Kristi ọkaka nwa nke Chukwu.
2. Jesus na-agwọ ọrịa nke m o
Dibịa ukwu n’agwọ na nkịtị,
Gịnị ka m ga-eji keele Jesus nwa nke Chukwu.
3. Jesus wụsara ọbara ya n’elu obe ka ọwusara ya,
Were kpochapụ njọ nke mụ o, Nwa nke Chukwu.
4. Ọnwụ Jesus nwụrụ m o,
N’elu obe ka akpọgidere ya,
Ọ nwụrụ n’ihi njọ nke mụ o,
Nwa nke Chukwu.
5. Kedụ ịhụnanya dịka nke a na Chukwu were ndụ ya nye
Ka m bụrụ nke ya n’ụwa ebebe nwa nke Chukwu.
6. Mgbe ihe na-agara gị n’ihu n’ihu
Mgbe ihe na-esiri gị ike o,
Chetakwa na Jesus bụ Eze Nwa. Ch
Other Igbo Dismissal Hymns
- Anyị Agbaba na Nchedo gị
- Chebe m O Nna
- Ka Anyị kwe ka ndị otu Kristi
- Ka Anyi Labazianụ
- Ọra kene ike Jesu
- Otito dịrị Eze ụwa nile
- Osebụrụwa Nze ka Nze
- Otito nke Chukwu Ejugo ụwa nile
- Otito nile dịrị Onyenweanyị
- Otito dịrị Chukwu nke ji aka ya dịrị Onwe Ya
- Otito dịrị Nna na Nwa ya na Mmụọ Nsọ
- Hosanna dịrị Gị Onyenwe m
- Pụbanụ ndị otu Kristi
- Toonụ Eze nke Israel
- Ngọzi g’adịrị ndị na-atụ Chukwu egwu n’eso ụzọ ya
- Sọ gị k’anyị ga-eso rue Ọgwụgwụ
- Jesu ncheta Ị na-asọka
- Ihe Jesus Meere m