Ihe Jesus mere m [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ihe Jesus mere m‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ihe Jesus mere m Lyrics
s.s:-.s:f:m/r:r.f:-:-//
1. Ihe Jesus mere mo ma mkọba ya n’ọdịrọ nkọcha. Ka mkpụr’obi m tobe Jesu nwa nke Chukwu halleluia. (2ice)
Chorus: Halleluia, Halleluia Halleluia Halleluia, Halleluia Aha Jesu adịka ụtọ na ntị onye kwerenụ. Halleluia Halleluia Halleluia k’anyị tobe Dinwenụ Kristi ọkaka nwa nke chukwu.
2. Jesu n’agwọ ọrịa nke mo Dibịa ukwu n’agwọ na nkịtị, Gịnị ka m ga-eji kelee Jesus nwa nke Chukwu.
3. Jesus wụsara ọbara ya N’elu obe k’ọwụsara ya, Were kpochapụ njọ nke mụ o Nwa nke Chukwu.
4. Ọnwụ Jesus nwụrụ mo, N’elu obe ka akpọgidere ya, ọ nwụrụ n’ihi njọ nke mụ o, Nwa nke Chukwu.
5. Kedụ ịhụnanya dịka nke a na Chukwu were ndụ ya nye mo Ka m bụrụ nke a n’ụwa ebebe nwa nke Chukwu.
6. Mgbe ihe n’agara gị n’ihu n’ihu mgbe ihe na esiri g’ike o, Chetakwa na Jesus bụ Eze nwa nke Chukwu.
Other Igbo Communion Hymns
- Ebe Ịhụnanya na Afọma dị
- Ebube Gị Juputara Eligwe na Ala
- Ekele Chineke dị m n’ọnụ Alleluia
- Enyemaka Anyị dị n’aha Dinwenụ
- Ekele dịrị Chineke Nna
- Esekpuoro m Gị, Chukwu dị na Nzuzo
- Etosịghị m Onyenweanyị dị Nsọ
- Ezigbo Nwatụrụ, Achịcha nke Ndịọma
- Ezigbo Jesu Dinwenụ
- Erimeri e
- Ezigbo Nnukwu ihe Omimi
- Ihe Jesus mere m
- Ọ bụrụ na-ịchọrọ Ịbata na Ndụ
- Jesus Aha na-atọ m Ụtọ
- Jesu Bata n’obi Anyị Bịa Bụrụ Eze
- Jesu Bata n’obi Anyị
- Jesu Eze m
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Mee Ebere
- Jesus Dinwenụ Bata n’ime obi m ka Ichebe ya
- Jesu Nkasị obi Ndị nọ n’ahụhụ
- Jesu Nnọọ
- Jesu Ọkpala Chukwu
- Jesu Onye Okike nke Ụwa
- Ka m Biri n’ime Ụnụ
- Ka Anyị Jenụ Nara
- Ka Anyị Keleenụ Jesu
- Ka Anyị Kulienụ
- Kedụ Ịhụnanya ka nke a
- Kpebenụ Ekpere
- Kristi Gwara Mụ
- Kulie ka Anyị Kelee Dinwenụ