Ihe Nile I mere Anyị Dinwenụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ihe Nile I mere Anyị Dinwenụ‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ihe Nile I mere Anyị Dinwenụ Lyrics

Chorus: Ihe nile I mere anyị Dinwenụ,

I mere ha n’ikpe kwụ ọtọ.

Maka n’anyị mejọrọ gị n’ihi edebeghị iwu gị.

Nye aha gị otito menyere anyị ngị ebere gị ka.

1. Ngọzi dịrị ndị obi ọcha, ndị n’eso iwu Dinwenụ.

2. Nara onyinye nke ọnụ m, O Dinwenụ.

3. Mmụọ m dị gị n’aka mgbe nile mana anaghị mụ echefu iwu gị.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns