Ihe Ọbụla I meere Otu Onye na Ụmụnna m [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ihe Ọbụla I meere Otu Onye na Ụmụnna m‘ is one of the popular Igbo Hymns composed from Matthew 25:31-46 by Msgr Ezendụka which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ihe Ọbụla I meere Otu Onye na Ụmụnna m Lyrics (Key C)

s/s:-:m/m:-:l/s:-:s/d’:t:s/l:f:m/s:-:-/s:-:f/r:-:r/m:-:-/

Chorus: Ihe ọbụla i meere otu onye na ụmụnna m,

Mụ ka I meere Ya.

1. s:s:m/f:-:l/s:-:-/f:s:m/m:-:/

Agụụ n’agụ mụ I nye mụ nri.

2. Akpịrị n’akpọ mụ nkụ I nye m mmiri.

3. Ana m efu ụzọ Izi m ụzọ.

4. Ana m agba ọtọ I nye m akwa.

5. Ana m achọ ụlọ I nye m ụlọ.

6. Abụ m okpo olu Iza m oku.

7. Ana m arịa ọrịa, I leta mụ.

8. Ana m eru uru Ị tasie m obi.

9. Abụ m nwa enweghị nne, Ị bụrụ nne m.

10. Abụ m nwa enweghị Nna, Ị bụrụ nna m.

11. Abụ m nwa enwe nne enwe nna, Ị kpọrọ mụ.

12. Anọ m’n’ụlọ mkpọrọ I leta mụ.

13. Abụ m onye nwụrụ anwụ I lie m.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns