Jesu Bata n’obi Anyị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Jesu Bata n’obi Anyị‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by T. Okorji which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Jesu Bata n’obi Anyị Lyrics (Key F 2/4)

m:d/m.s:-.f/m:r/d:-/(D.c) d’.l:s/d.m-.m/r:-/r.f.-.f/m:-/m.s:-.f/m:r/d:-//D.c

Chorus: Jesu bata n’obi anyị (DC) n’obi anyị {bata n’obi bata 2x) bata n’obi anyị bata n’obi anyị.

1. :d.s/d.md;r.d/t,:-/r.f:m.r/d:-

/d.m:r.d/t,:d.d/d:-//

Jesu bata n’obi anyị, bata n’obi anyị, bata n’obi anyị ka ibiri.

2. m.r:r.f/m.m:-.r/l,.d:t.l/s,:-

/s.l:s/r.f:m.r/d:-//

Dinwenụ anyị etoghị ka ịbata n’obi anyị, ma biko bata n’obi anyị.

3. m.m:d.d/f.f:f.r/m:-

/d.l,:s,.l,/s,:m.d/r:r.t/d:-//

Onye okike n’onye nzọpụta, biko were ọsọ zọpụta ndị nke gị.

4. :d.s/d.m:r.t/t,:d.d/d:-

/:d.s,/d.m:r.d/t,:d.d/d:-//

Jesu bata n’obi anyị ka ịchịba, Jesu bata n’obi anyị ka ịchịba.

5. :s.m/s.l:s.f/m:-/m.s:s.f/r:-

/d.m:r.d/t,;r.d/d:-//

Jesu bata n’obi anyị, bata n’obi anyị, bata n’obi anyị Dinwenụ.

6. s.d’:s.l/l.l:s.m/m:-

/m.s:r.f/m:r.r/d:-

Sọ gị na-enye mkpụrụobi anyị nri, Sọ gị bụ nri nke n’enye ndụ.

7. :m.d/m.s:-.f/f:f.r/r.f:-

.m/m:d.l/d.m:r.r/d.d:t,.t,/d:-//

Jesu nyere anyị aka, Jesu nyere anyị aka, Jesu nyere anyị aka, ka anyị nata gị.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns