Jesu Bata n’obi Anyị Bịa Bụrụ Eze [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Jesu Bata n’obi Anyị Bịa Bụrụ Eze‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Jesu Bata n’obi Anyị Bịa Bụrụ Eze Lyrics
Chorus: Onyenweanyị Jesu Kristi
Bata n’obi anyị,
Bata n’ime obi bịa bụrụ eze
Ka ekwensu nwe ike ịhapụ anyị.
1. Ịbụ ndụ bụ kwa nzọpụta onye n’enye anyị ebebe.
2. Ọ bụ Gị bụ nchekwube anyị
Na gị ka nchekwube anyị nile dị.
3. Site na Gị k’anyị ji enweta Grasịa
eji ebi ndụ ebebe.
4. Ọ bụ gị g’achụpụrụ anyị Ekwensu
k’ọhapụ ịkwanye anyị na njọ.
5. Otito na Nsọpụrụ dịrị Gị
Eze anyị bụ Jesu Kristi.
Other Igbo Communion Hymns
- Ebe Ịhụnanya na Afọma dị
- Ebube Gị Juputara Eligwe na Ala
- Ekele Chineke dị m n’ọnụ Alleluia
- Enyemaka Anyị dị n’aha Dinwenụ
- Ekele dịrị Chineke Nna
- Esekpuoro m Gị, Chukwu dị na Nzuzo
- Etosịghị m Onyenweanyị dị Nsọ
- Ezigbo Nwatụrụ, Achịcha nke Ndịọma
- Ezigbo Jesu Dinwenụ
- Erimeri e
- Ezigbo Nnukwu ihe Omimi
- Ihe Jesus mere m
- Ọ bụrụ na-ịchọrọ Ịbata na Ndụ
- Jesus Aha na-atọ m Ụtọ
- Jesu Bata n’obi Anyị Bịa Bụrụ Eze
- Jesu Bata n’obi Anyị
- Jesu Eze m
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Mee Ebere
- Jesus Dinwenụ Bata n’ime obi m ka Ichebe ya
- Jesu Nkasị obi Ndị nọ n’ahụhụ
- Jesu Nnọọ
- Jesu Ọkpala Chukwu
- Jesu Onye Okike nke Ụwa
- Ka m Biri n’ime Ụnụ
- Ka Anyị Jenụ Nara
- Ka Anyị Keleenụ Jesu
- Ka Anyị Kulienụ
- Kedụ Ịhụnanya ka nke a
- Kpebenụ Ekpere
- Kristi Gwara Mụ
- Kulie ka Anyị Kelee Dinwenụ