Jesu Chekwaba Mkpụrụobi m [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Jesu Chekwaba Mkpụrụobi m‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Jesu Chekwaba Mkpụrụobi m Lyrics
d:-:s,/:d.m:m/m.m:-.t,:d//
Chorus: Jesu chekwaba mkpụrụobi m
Jesu chekwaba mkpụrụobi m n’ụlọ gị doo
Ị gaghị ekwe ka mkpụrụobi mo ree ure na-ala ndị mmụọ
Verses
1. Mkpụr’obi i kere n’oyiyi gị Jesu mkpụr’obi i kere n’ụdị anwụghị anwụ leenụ k’ọtọgbọrọ, leenụ k’oguzoro Jesu ọ gaghị erenat’ure n’ili ọnwụ.
2. Chukwu ahapụghị nwa ya k’oreure n’ili. Chukwu ahapụghị nwa ya ka ọhụ mmetọ. Chukwu meriri ili merie ọnwụ merie mmelụ chukwaba obi mo n’ebe nsọ gị.
Bass
3. Mgbe ọ ga-akpọ ndị kwere ekwe, N’ụda opi ike nke igwe mgbe ị ga kpọha n’ọ-ọg bara ndị mmụọozi cheta mụ o Jesu chetamụ o chetamụ o Abụ m onye kwere kwe.
4. Onyeiro bịara izuru onyriro bịara ka ogbu o ka o bibisịa ụmụ nke Chukwu chi mo ekwela Chukwu ekwela ka onyeiro mkpụr’obi m metụ mụ aka.
Other Igbo Communion Hymns
- Jesu Kristi Achịcha na-enye Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ (Jude Nnam)
- Abụ m Ụzọ Bụrụkwa Eziokwu na Ndụ
- Achịcha nke Eligwe bụ ihe O nyere ha
- Achịcha Ndịọma
- Aga m Anata Jesu N’Obi m
- Aga m Eri nri Ndị ọma
- Agụụ Jesu na-agụ m
- Ahụ Kristi bụ sọ mma Bịakwute m
- Ahụ Kristi Nri na-enye Ndụ
- Ahụ Jesu na-enye Ndụ
- Anatago m Jesu n’obi m
- Atọ n’ime Otu Chineke dị Ngọzi
- Atụkwasara m Gị obi Chineke
- Anyị bụ Otu
- Enweghị m Ike Ichezọ Gị Zion
- Bịanụ ka Anyị rie, Bịanụ ka Anyị ñụa
- Bịanụ ka Anyị nara
- Biko Chukwu Eji m obi m Nile
- Bịa Onye nwe Ụwa Kristi dị mma
- Bịanụ Nara Ahụ Kristi
- Bịa Onyenweanyị Jesu
- Bịa n’ime m Chineke bịa
- Beere sọ ma Iriri Ahụ m
- Cheta Cheta na ọdịghị ihe nyịrị Chukwu bụ Nna gị
- Jesu Chekwaba Mkpụrụobi m
- Chineke Onye nwe m
- Chukwu bụ Onye nche m
- Dinwenụ bata Sachaa m
- Dinwenụ m Etoro m ka ịbata n’obi m
- Dinwenụ Jesu Kristi nke nọ na Eucharịstịa
- Ebe Dinwenụ Nọnyere Anyị