Jesu Eze m [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Jesu Eze m‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Jesu Eze m Lyrics
Chorus: Jesu Eze m Jesu Eze M
Ịdị elu, Ịdị Omimi
1. Jesus Eze m Ịdị omimi
N’ ezie Eze m Ịdị omimi
N’ezie n’ihi na ịmaghị njọ
Inweghị mmehie, Aka gị Dịkwa ọcha dị mma
Ma ịbụkwa enyi ndị mmehie
Ịhụnanya gị ka ha na eketa.
2. Jesus Eze m Ịdị omimi
N’ezie Eze m Ịdị omimi
N’ ezie n’ihi na Ị na-azụkwa
Igwe kwuru igwe, nyejukwaa ha afọ mapụtakwa,
Ma agụụ nri gụgbukwara gị
Ọgụ ụbọchị abụọ n’ọzara.
3. Jesus eze m Ịdị omimi
N’ezie Eze m Ịdị omimi
N’ezie n’ihi na ị na-atọhapụkwa
Ndị nile bụ ndị ekere agbụ nke ahụ na mmụọ,
Ma sitekwa na Gethsemane ibuto
Onye agbụ rue na Kalvarị.
Other Igbo Communion Hymns
- Ebe Ịhụnanya na Afọma dị
- Ebube Gị Juputara Eligwe na Ala
- Ekele Chineke dị m n’ọnụ Alleluia
- Enyemaka Anyị dị n’aha Dinwenụ
- Ekele dịrị Chineke Nna
- Esekpuoro m Gị, Chukwu dị na Nzuzo
- Etosịghị m Onyenweanyị dị Nsọ
- Ezigbo Nwatụrụ, Achịcha nke Ndịọma
- Ezigbo Jesu Dinwenụ
- Erimeri e
- Ezigbo Nnukwu ihe Omimi
- Ihe Jesus mere m
- Ọ bụrụ na-ịchọrọ Ịbata na Ndụ
- Jesus Aha na-atọ m Ụtọ
- Jesu Bata n’obi Anyị Bịa Bụrụ Eze
- Jesu Bata n’obi Anyị
- Jesu Eze m
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Mee Ebere
- Jesus Dinwenụ Bata n’ime obi m ka Ichebe ya
- Jesu Nkasị obi Ndị nọ n’ahụhụ
- Jesu Nnọọ
- Jesu Ọkpala Chukwu
- Jesu Onye Okike nke Ụwa
- Ka m Biri n’ime Ụnụ
- Ka Anyị Jenụ Nara
- Ka Anyị Keleenụ Jesu
- Ka Anyị Kulienụ
- Kedụ Ịhụnanya ka nke a
- Kpebenụ Ekpere
- Kristi Gwara Mụ
- Kulie ka Anyị Kelee Dinwenụ