Jesu Kristi Achịcha na-enye Ndụ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Jesu Kristi Achịcha na-enye Ndụ‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Jesu Kristi Achịcha na-enye Ndụ Lyrics
Chorus: Jesu Kristi achịcha na-enye ndụ. Nye anyị agụụ ịnata gị n’uju. K’ ịna-enye anyị nri ụbọchị, ị na-ekpughere anyị onwe gị. Achịcha nke ndụ ebighịebi, achịcha nke ndụ ebighịebi.
1. I nyejuru ndị agụụ na na-agụ afọ, ogbe achịcha isee na azụ abụọ, ka ijiri zụọ puku mmadụ ise O Kristi Nna ndị ogbenye.
2. Ọ bụghị ịchọ nanị ndụ ee ndụ dị n’ achịcha kama ọ bụ ịnata achịcha nke ndụ. Onye k’anyị gesso? Onyenwanyị inwere ozi nke ndụ ebighịebi ozi nke ndụ ebighịebi.
3. Mgbe ị hụrụ igwe mmadụ ahụ ike gwụrụ (agụsike) agụụ na egbu ị gwara ndị na-eso ụzọ gị ka ha nye ha ihe, ka ha nye ha ihe ka ha rie.
4. Onyenweanyị Jesus Kristi mee k’anyị leta ụmụnne anyị. Mee k’anyị nye ha ihe mee k’anyị nye ha ihe ka ha rie. Dịk’ anyị si akụzi dịka anyị si akụzi, n’ ime mmụọ n’ime Eucharistịa.
Other Igbo Communion Hymns
- Jesu Kristi Achịcha na-enye Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ (Jude Nnam)
- Abụ m Ụzọ Bụrụkwa Eziokwu na Ndụ
- Achịcha nke Eligwe bụ ihe O nyere ha
- Achịcha Ndịọma
- Aga m Anata Jesu N’Obi m
- Aga m Eri nri Ndị ọma
- Agụụ Jesu na-agụ m
- Ahụ Kristi bụ sọ mma Bịakwute m
- Ahụ Kristi Nri na-enye Ndụ
- Ahụ Jesu na-enye Ndụ
- Anatago m Jesu n’obi m
- Atọ n’ime Otu Chineke dị Ngọzi
- Atụkwasara m Gị obi Chineke
- Anyị bụ Otu
- Enweghị m Ike Ichezọ Gị Zion
- Bịanụ ka Anyị rie, Bịanụ ka Anyị ñụa
- Bịanụ ka Anyị nara
- Biko Chukwu Eji m obi m Nile
- Bịa Onye nwe Ụwa Kristi dị mma
- Bịanụ Nara Ahụ Kristi
- Bịa Onyenweanyị Jesu
- Bịa n’ime m Chineke bịa
- Beere sọ ma Iriri Ahụ m
- Cheta Cheta na ọdịghị ihe nyịrị Chukwu bụ Nna gị
- Jesu Chekwaba Mkpụrụobi m
- Chineke Onye nwe m
- Chukwu bụ Onye nche m
- Dinwenụ bata Sachaa m
- Dinwenụ m Etoro m ka ịbata n’obi m
- Dinwenụ Jesu Kristi nke nọ na Eucharịstịa
- Ebe Dinwenụ Nọnyere Anyị