Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Rev. Fr S. Azụka which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị Lyrics (Key C 4/4)
d.s,:m.d/m.s:-.f/l:s.f/m:-
.m/s;f.m/r-.m/m:-//
Chorus: Jesu Kristi bịa bata n’obi anyị, biri n’obi anyị, Chukwu.
1. Sọ gị bụ ndụ, Sọ gị bụ ụzọ,
Jesu Kristi zọpụta mụ.
2. Bịa onye nwe m debe mụ ndụ,
Jesu Kristi zọpụta mụ.
3. Mejuo okwu gị, Onye riri m,
Ọ ga-enwe ndụ nke si n’igwe.
4. Ọ bụ ngị ezie gwara ụmụ Israel,
Abụ m ndụ nke si n’igwe.
5. Jesu Kristi, Dinwenụ n’enye ndụ.
Anyị ekele Gị, Eze nke ụwa.
6. Meghepụnụ ụzọ ka Kristi bata,
Ọ ga-enye ụnụ ndụ.
7. Ndị otu Kristi ñụrịanụ ọñụ,
Kristi abịago.
8. Alleluia, Alleluia!
Kwenụ, kwenụ Amen.
Other Igbo Communion Hymns
- Ebe Ịhụnanya na Afọma dị
- Ebube Gị Juputara Eligwe na Ala
- Ekele Chineke dị m n’ọnụ Alleluia
- Enyemaka Anyị dị n’aha Dinwenụ
- Ekele dịrị Chineke Nna
- Esekpuoro m Gị, Chukwu dị na Nzuzo
- Etosịghị m Onyenweanyị dị Nsọ
- Ezigbo Nwatụrụ, Achịcha nke Ndịọma
- Ezigbo Jesu Dinwenụ
- Erimeri e
- Ezigbo Nnukwu ihe Omimi
- Ihe Jesus mere m
- Ọ bụrụ na-ịchọrọ Ịbata na Ndụ
- Jesus Aha na-atọ m Ụtọ
- Jesu Bata n’obi Anyị Bịa Bụrụ Eze
- Jesu Bata n’obi Anyị
- Jesu Eze m
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Mee Ebere
- Jesus Dinwenụ Bata n’ime obi m ka Ichebe ya
- Jesu Nkasị obi Ndị nọ n’ahụhụ
- Jesu Nnọọ
- Jesu Ọkpala Chukwu
- Jesu Onye Okike nke Ụwa
- Ka m Biri n’ime Ụnụ
- Ka Anyị Jenụ Nara
- Ka Anyị Keleenụ Jesu
- Ka Anyị Kulienụ
- Kedụ Ịhụnanya ka nke a
- Kpebenụ Ekpere
- Kristi Gwara Mụ
- Kulie ka Anyị Kelee Dinwenụ