Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị Lyrics
Chorus: Jesu Kristi, Jesu Kristi, Jesu Kristi,
Bata n’ime obi anyị. DC.
1. Ọ bụ gịnị n’eme anyị n’ụwa nke a
Ịhụnanya adịghị n’etiti anyị
Anyị n’akpọ onwe anyị asị.
2. O Chineke kere ụmụ mmadụ
Zitere anyị Mmụọ nke ịhụnanya gị
K’anyị n’ahụ ibe anyị n’anya.
3. O Chukwu nye anyị Mmụọ nke Okwukwe,
Nke g’eme k’anyị chee ntị na nzukọ gị
Wee mebe ihe bụ uche Nna.
4. Nọnyere anyị n’ụbọchị nile nke ndụ anyị,
K’anyị wee zoro na ndo nku gị.
Wee gbanarị onye iro.
5. Gosị anyị nzọ ụkwụ Gị Onyenweanyị
K’anyị wee ghara ijehie ụzọ na ndụ anyị,
Ka anyị sobe sọ ụzọ gị.
Other Igbo Communion Hymns
- Ebe Ịhụnanya na Afọma dị
- Ebube Gị Juputara Eligwe na Ala
- Ekele Chineke dị m n’ọnụ Alleluia
- Enyemaka Anyị dị n’aha Dinwenụ
- Ekele dịrị Chineke Nna
- Esekpuoro m Gị, Chukwu dị na Nzuzo
- Etosịghị m Onyenweanyị dị Nsọ
- Ezigbo Nwatụrụ, Achịcha nke Ndịọma
- Ezigbo Jesu Dinwenụ
- Erimeri e
- Ezigbo Nnukwu ihe Omimi
- Ihe Jesus mere m
- Ọ bụrụ na-ịchọrọ Ịbata na Ndụ
- Jesus Aha na-atọ m Ụtọ
- Jesu Bata n’obi Anyị Bịa Bụrụ Eze
- Jesu Bata n’obi Anyị
- Jesu Eze m
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Mee Ebere
- Jesus Dinwenụ Bata n’ime obi m ka Ichebe ya
- Jesu Nkasị obi Ndị nọ n’ahụhụ
- Jesu Nnọọ
- Jesu Ọkpala Chukwu
- Jesu Onye Okike nke Ụwa
- Ka m Biri n’ime Ụnụ
- Ka Anyị Jenụ Nara
- Ka Anyị Keleenụ Jesu
- Ka Anyị Kulienụ
- Kedụ Ịhụnanya ka nke a
- Kpebenụ Ekpere
- Kristi Gwara Mụ
- Kulie ka Anyị Kelee Dinwenụ