Jesu Nara Onyinye Anyị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Jesu Nara Onyinye Anyị‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Jesu Nara Onyinye Anyị Lyrics

l.l:s.s/s:m/s.l:f.s/m:- /sd’:s.d’s:m/f.l:sf/m:–/-

Chorus: Onyenweanyị Jesu nara onyinye anyị

Nara onyinye anyị Nna gọzie anyị nile

Onyenweanyị gị bụ Chineke Dinwenụ kere ihe nile.

Biko Nna nara onyinye.

d’.s:d’.s/m:/s.d’:s.s/l:m/f.:f/m:-/

1. Ụmụ Chineke, butenụ onyinye ụnụ n’ihu ya

Onyenwanyị nara onyinye anyị

Gị bụ Chinke onye kere ihe nile.

2. Anyị ekelee gị, Onyenweanyị n’ihi

Ihe ọma nile imeeranyị,

Ụbọchị nile Onyenweanyị nara onyinye anyị,

Gị bụ Chineke Chukwu kacha chi nile.

3. Onyenwanyị Chineke imeeka

Onyinye nile i nyere anyị,

Anyị kelere gị,

nara onyinye anyị biko Dinwenụ.

4. Anyị enye gị akụ gị,

O Chukwu Nna,

N’ihina ihe nile anyị nwere bụ n’aka gị ka ha siri bịa

Onyenweanyị nara onyinye anyị,

Gị bụ Chineke onye kachasị dị elu.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns