Jesu ncheta Ị na-asọka [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Jesu ncheta Ị na-asọka‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Dismissal Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Jesu ncheta Ị na-asọka Lyrics
d’:-:-:t/l:s:l:m/s:-:-:f/m:-:-:-//
1. Jesu ncheta Ị na-asọka
Bụ añụrị ndị nọ n’elu ụwa,
Ma mgbe Jesu ji kwudewe
Ya bụ ihe kacha ihe nile.
Chorus: Jesu ncheta Ị na-asọka
Jesu ncheta Ị na-asọka
Jesu ncheta Ị na-asọka Ị na-asọka (2ice).
2. Bụbanụ abụ na-aba na ntị
Onye ka ọnụ ya na-enye añụrị
Kedụ iruro ga na-atoru,
Ka aha Jesu Nwa nke Chukwu.
3. Jesu bụ nchekwube ndị njọ,
Ya bụ ihe anyị nile na-achọ,
Ọ na-atọ obi ndị chọrọ ya,
Ọ ga-abụ gịnị ma a chọta Ya?
4. Ọnụ enweghị ike ikwupụta,
Ọ ma kwe ide n’akwụkwọ
N’onwe anyị k’anyị ji mata,
Ihe bụ ịhụ Jesu n’anya.
5. Jesu bụrụ añụrị anyị
Ị bụ ụgwọ nke anyị n’orırı.
A kwadebeere n’eluigwe
N’ime otito ndụ ebebe. Amen.
Other Igbo Dismissal Hymns
- Anyị Agbaba na Nchedo gị
- Chebe m O Nna
- Ka Anyị kwe ka ndị otu Kristi
- Ka Anyi Labazianụ
- Ọra kene ike Jesu
- Otito dịrị Eze ụwa nile
- Osebụrụwa Nze ka Nze
- Otito nke Chukwu Ejugo ụwa nile
- Otito nile dịrị Onyenweanyị
- Otito dịrị Chukwu nke ji aka ya dịrị Onwe Ya
- Otito dịrị Nna na Nwa ya na Mmụọ Nsọ
- Hosanna dịrị Gị Onyenwe m
- Pụbanụ ndị otu Kristi
- Toonụ Eze nke Israel
- Ngọzi g’adịrị ndị na-atụ Chukwu egwu n’eso ụzọ ya
- Sọ gị k’anyị ga-eso rue Ọgwụgwụ
- Jesu ncheta Ị na-asọka
- Ihe Jesus Meere m