Jesu Nkasị obi Ndị nọ n’ahụhụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Jesu Nkasị obi Ndị nọ n’ahụhụ‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Jesu Nkasị obi Ndị nọ n’ahụhụ Lyrics

Chorus: Jesu Kristi, bụ nkasị obi ndị nọ n’ahụhụ, na ndị nọ n’uru.

1. Onye nọ n’uru kpọkue Kristi Dinwenụ, Ọ ga-eleta gị.

2. Kristi gwara anyị, onye ọbụla nọ n’uru, ga-enweta nkasị obi.

3. Onye enweghị udo, ya gbakwuru Jesu, Ọ ga-enweta udo.

4. Ndị nọ n’ọrịa, gbakwuru nụ Jesu, N’ọga eleta ụnụ.

5. Onye mkpa ji, ya gbakwuru Jesu n’ọga enyere ya aka.

6. Ndị ana emegbu emegbu, lotanụ Kristi, na ọ ga eleta ụnụ.

7. Onye ọbụla, chekwudonụ Kristi, na mkpa ụnụ nile.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns