Jesu Nnọọ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Jesu Nnọọ‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Rev. Fr Azụka which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Jesu Nnọọ Lyrics (Key D 2/4)
.m/d:-.r/m:-.r/s:-.f/l:-.d/s:-.l/f:s.s/m:-//
Chorus: Jesu Nnọọ Nnọọ Nnọọ Jesu ịbụ Chukwu mụ
1. .s/l:f.s/m:-.s/l:f.s/m:-.f/f:r/s:f/m:-//
Kelee nụ Kristi, Kelee nụ Kristi,
Chukwu nọ n’obi anyị.
2. Udo dịrị ụnụ, dịrị mba nile,
Chukwu nọ n’obi ụnụ.
3. Ñụrịanụ ọñụ, kwebe Hosanna,
Chukwu nọ n’obi ụnụ.
4. Sọ Kristi bụ ụzọ, Sọ ya bụ ọñụ,
Ndị bụ ụmụ Chukwu.
5. Iwe ọdị ụnụ n’obi, Añụrị dị n’obi.
Chukwu nọ n’obi ụnụ.
6. Chekwube na Jesu, N’ọlụ na mkpa ụnụ,
Chukwu nyere ụnụ aka.
7. Na omume ụnụ nile, ụnụ geso Jesu
Onye nọ n’obi ụnụ.
8. N’etiti mmehie,
Ka ọnwụnwa dị n’obi,
Debe iwu Chukwu.
9. Onye dịka Jesu,
Bụ Nwa Nke Chukwu,
Onye nọ n’obi ụnụ.
10. Na omume ụnụ nile, were obi nwayọọ, Chukwu nọ n’obi ụnụ.
11. N’etiti mmehie,
Lotanụ Jesu,
Onye nọ n’obi ụnụ.
12. Akụ nke ụwa nile,
Bụ ihe ụnụ g’ahapụ
Ihe ga ana n’iyi.
13. Otito dịrị Nna,
Ka Nwa na Mmụọ Nsọ
Kịta n’ekpo nile.
Other Igbo Communion Hymns
- Ebe Ịhụnanya na Afọma dị
- Ebube Gị Juputara Eligwe na Ala
- Ekele Chineke dị m n’ọnụ Alleluia
- Enyemaka Anyị dị n’aha Dinwenụ
- Ekele dịrị Chineke Nna
- Esekpuoro m Gị, Chukwu dị na Nzuzo
- Etosịghị m Onyenweanyị dị Nsọ
- Ezigbo Nwatụrụ, Achịcha nke Ndịọma
- Ezigbo Jesu Dinwenụ
- Erimeri e
- Ezigbo Nnukwu ihe Omimi
- Ihe Jesus mere m
- Ọ bụrụ na-ịchọrọ Ịbata na Ndụ
- Jesus Aha na-atọ m Ụtọ
- Jesu Bata n’obi Anyị Bịa Bụrụ Eze
- Jesu Bata n’obi Anyị
- Jesu Eze m
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Mee Ebere
- Jesus Dinwenụ Bata n’ime obi m ka Ichebe ya
- Jesu Nkasị obi Ndị nọ n’ahụhụ
- Jesu Nnọọ
- Jesu Ọkpala Chukwu
- Jesu Onye Okike nke Ụwa
- Ka m Biri n’ime Ụnụ
- Ka Anyị Jenụ Nara
- Ka Anyị Keleenụ Jesu
- Ka Anyị Kulienụ
- Kedụ Ịhụnanya ka nke a
- Kpebenụ Ekpere
- Kristi Gwara Mụ
- Kulie ka Anyị Kelee Dinwenụ