Jesu Nwa Chineke Abịago [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Jesu Nwa Chineke Abịago‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Jesu Nwa Chineke Abịago Lyrics

Ka ugwu nile na ndịda nye Chineke ekele. Ka mba nile dị n’ụwa bịa ja ya mma. Bịa ja ya mma maka na n’omere anyị ihe dị mma, Jesu nwa Chineke abịago, k’anyị ñụrịwa.

1. Mba nile, kụwaranụ Chineke egwu onye obi ebere ya dị mgbe nile.

2. Udo Chineke abịago n’ụwa amara ya abatago, amara nke Chineke k’anyị jee naranụ ya.

3. Nekene ka Chukwu nwa si n’igwe bịa n’ụwa, were ọnọdụ nke anyị ọ bụkwa ihe dị ịtụnanya, nyere mmadụ nile.

4. Ozi siri n’igwe bịa ka ndị mmụọozi n’ekwu sị, Otito dịrị Chineke n’elu, n’ụwa udo.

5. Jesu Kristi, Nwa ọhụrụ nke Bethlehem, anyị n’asị gị daalụ ihe ịrụrụ anyị erika.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns