Jesu Onye Okike nke Ụwa [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Jesu Onye Okike nke Ụwa‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Jesu Onye Okike nke Ụwa Lyrics (Key F)

m:-/r:d:s:m/r:-:r:-/d:-:m:-

/m:l:s:m/d:-:f:-/r:-:-:-/r:-:r:f/m:-

:-:m/m:d:d:f/r:-:-r/s:-:f:-/m:-:-r/d:-:t,:-/d:-//

1. Jesu onye okike nke ụwa

Nke zọtara ndị darada,

Ihe, si n’ihe Nna pụta Ezi

Chukwu si na Chukwu.

2. Afọma Ị kpatara

Ka I were ahụ n’anwụ anwụ

Ka Adam dị ọhụrụ wee zọrọ

Ihe nke ochie tụfugoro.

3. Ịhụnanya Gị nke kere

Ụwa, kpakpando, mmiri-nnụ,

Meaziri anyị ebere

Wee gbabie ogbu dị ebebe.

4. Obi Jesu Ngị ekwela

N’ịhụnanya gị junata

Mba nile were ọsọ bịa

Ụnụ ga-anata Grasịa ya.

5. Mak’ihi nke a ka ube mara ya

Ekwenyere ya nnukwu ọnya,

Ka mme, ka mmiri hupụta,

Ka O fichaa njọ wee me anyị ọcha.

6. Otito dịrị Nna na Nwa

Na Mmụọ-Nsọ nk’ịhụnanya ha

Ka ike, n’otito, n’ebube

Nke ha dịrị ebebe.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns