Jesus Aha na-atọ m Ụtọ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Jesus Aha na-atọ m Ụtọ‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Jesus Aha na-atọ m Ụtọ Lyrics
Refrain: Jesus aha na-atọ m ụtọ,
Jesus aha na-atọ m ụtọ,
Jesus aha kachasị ebube
site n’ugwu rue na ndịda
Jesus aha gị dị ụtọ
Jesus, Jesus,
Jesus aha kachasị ebube n’enye ndụ (ndụ ebighiebi).
1. Ịhụnanya nke Jesus, Ịhụnanya nke Jesus
Ịhụnanya nke Jesus, enweghị mgbawe ọbụla
Ịhụnanya, Ịhụnanya, Ịhụnanya Ịhụnanya, Ịhụnanya nke Jesus na-adịgide o.
2. N’ime mkpagbu m nile, n’ime ahụhụ m nile,
N’ime nsogbu m nile Jesus na-azọpụta m
Ọ bụ Jesus, Ọ bụ Jesus, Ọ bụ Jesus n’azọpụta m
Nzọpụta nke Jesus na-adịgide Ο.
3. Jesus nwụrụ n’ihi m, Jesus nwụrụ n’ihi m,
Jesus nwụrụ n’ihi m n’elu obe
onyenwe m Jesus wee nwụọ n’ihi m
n’elu obe k’ọnwụrụ na Calvary.
Other Igbo Communion Hymns
- Ebe Ịhụnanya na Afọma dị
- Ebube Gị Juputara Eligwe na Ala
- Ekele Chineke dị m n’ọnụ Alleluia
- Enyemaka Anyị dị n’aha Dinwenụ
- Ekele dịrị Chineke Nna
- Esekpuoro m Gị, Chukwu dị na Nzuzo
- Etosịghị m Onyenweanyị dị Nsọ
- Ezigbo Nwatụrụ, Achịcha nke Ndịọma
- Ezigbo Jesu Dinwenụ
- Erimeri e
- Ezigbo Nnukwu ihe Omimi
- Ihe Jesus mere m
- Ọ bụrụ na-ịchọrọ Ịbata na Ndụ
- Jesus Aha na-atọ m Ụtọ
- Jesu Bata n’obi Anyị Bịa Bụrụ Eze
- Jesu Bata n’obi Anyị
- Jesu Eze m
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Mee Ebere
- Jesus Dinwenụ Bata n’ime obi m ka Ichebe ya
- Jesu Nkasị obi Ndị nọ n’ahụhụ
- Jesu Nnọọ
- Jesu Ọkpala Chukwu
- Jesu Onye Okike nke Ụwa
- Ka m Biri n’ime Ụnụ
- Ka Anyị Jenụ Nara
- Ka Anyị Keleenụ Jesu
- Ka Anyị Kulienụ
- Kedụ Ịhụnanya ka nke a
- Kpebenụ Ekpere
- Kristi Gwara Mụ
- Kulie ka Anyị Kelee Dinwenụ