Jesus Dinwenụ Bata n’ime obi m ka Ichebe ya [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Jesus Dinwenụ Bata n’ime obi m ka Ichebe ya‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Jesus Dinwenụ Bata n’ime obi m ka Ichebe ya Lyrics

Chorus: Jesus Dinwenụ bata n’ime obi m ka ichebe ya.

1. Onye ọbụla natalụ oriri natalụ ahụ Jesu.

2. Jesu bụ ndụ bụkwalụ ụzọ n’obi ndị kwelụnụ.

3. Onye ajọ obi natalụ oriri tọgbọlụ ndụ halụ ọnwụ.

4. Biko Jesu bata n’obi m, na-enye ndụ n’ime obi m.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns