Ka Anyị Jenụ Nara [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ka Anyị Jenụ Nara‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ka Anyị Jenụ Nara Lyrics

s.s:.s:m/s.s:d’.d’:d’/t.r:r:t.d’/

l:-:/f.f:.f:r/f:t.r’:t/s:m’.m’:r’/r’:d’:/d’.m’:.r’:d’/d’:s:s/d’:s.s:s/l:l:-

/l.r’:.l:d/t:l.l:s/s:d.d:t/r:d:-/

Chorus: K’anyị jenụ nara, K’anyị jeenụ naranụ Jesu,

K’anyị jenụ rie, ahụ Kristi nri n’enye ndụ,

Ahụ Dinwenụ nọ n’ụdị achịcha na mmanya,

nke O nyere ụmụazụ ya na-oriri ikpeazụ,

mgbe Ọ gwara ha sị, naranụ m rie, naranụ m ñụọ,

Ụnụ nile mebenụ ya na ncheta nke mụ o (DC)

1. Naranụ oriri dị asọ, rienụ ya

Nke n’ewedebe anyị nso na Kristi.

2. N’eziokwu, ahụ Kristi na-abawanye,

Ọ na-abawanye, Ọ na-abawanye,

Ọ na-abawanye ndụ nke grasịa na mkpụrụobi.

3. I rie ya, ahụ Krsiti n’ịdịọcha nke mmụọ,

Ọ n’ebenata agụụ oliwalawala nke njọ.

4. Onyenweanyị tiri ya ọ bụrụ iwu,

onye riri ahụ m ñụọ ọbara mụ n’ụzọ kwụ ọtọ,

Ọ ga-enweta mbe ndụ ebighịebi.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns