Ka Anyị Keleenụ Jesu [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ka Anyị Keleenụ Jesu‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ka Anyị Keleenụ Jesu Lyrics (Key E 3/8)
s.s:-.m:m/d:-:-/r:d:r/m:-:-/f.f:-.r:s/m:-:-//
1. Maka Ịhụnanya nk’Ọ hụrư anyị,
K’anyị kelee ya.
.s:s/s.l:-.f:s/m:-.f:f/m:-.r:f/m:-:f/s:-.l:l/f.f:-.f:f/m:-:-
Chorus: K’anyị keleenụ Jesu, Gọzie ya,
Too ya Onye gbapụtara anyị.
2. Ọ nwụrụ maka njọ nke anyị
k’Ọ gbapụta anyị.
3. O sigo n’ọnwụ bilite
Ọ gaghị anwụ ọzọ.
4. Anyị enwego ndụ si na Jesu
K’anyị tobe ya.
5. A bụ m ndụ na mbilite n’ọnwụ
Bụ ihe Ọ gwar’anyị.
6. I soro Jesu Ị gaghị efu ụzọ,
K’anyị kelee ya.
7. Nna anyị Jesu onye Nzọpụta
meere anyị ebere.
8. Anyị Esobe Gị duzie anyị n’ụzọ nzọpụta anyị.
Other Igbo Communion Hymns
- Ebe Ịhụnanya na Afọma dị
- Ebube Gị Juputara Eligwe na Ala
- Ekele Chineke dị m n’ọnụ Alleluia
- Enyemaka Anyị dị n’aha Dinwenụ
- Ekele dịrị Chineke Nna
- Esekpuoro m Gị, Chukwu dị na Nzuzo
- Etosịghị m Onyenweanyị dị Nsọ
- Ezigbo Nwatụrụ, Achịcha nke Ndịọma
- Ezigbo Jesu Dinwenụ
- Erimeri e
- Ezigbo Nnukwu ihe Omimi
- Ihe Jesus mere m
- Ọ bụrụ na-ịchọrọ Ịbata na Ndụ
- Jesus Aha na-atọ m Ụtọ
- Jesu Bata n’obi Anyị Bịa Bụrụ Eze
- Jesu Bata n’obi Anyị
- Jesu Eze m
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Mee Ebere
- Jesus Dinwenụ Bata n’ime obi m ka Ichebe ya
- Jesu Nkasị obi Ndị nọ n’ahụhụ
- Jesu Nnọọ
- Jesu Ọkpala Chukwu
- Jesu Onye Okike nke Ụwa
- Ka m Biri n’ime Ụnụ
- Ka Anyị Jenụ Nara
- Ka Anyị Keleenụ Jesu
- Ka Anyị Kulienụ
- Kedụ Ịhụnanya ka nke a
- Kpebenụ Ekpere
- Kristi Gwara Mụ
- Kulie ka Anyị Kelee Dinwenụ