Ka Anyị Kulienụ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ka Anyị Kulienụ‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Martin Eze which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ka Anyị Kulienụ Lyrics (Key Db 3/4)
s:d:t/d:-:-/s:-:-/-:-:-//
Chorus: K’anyị kulienụ, k’anyị kulienụ
K’anyị kulienụ, k’anyị kulienụ
Je nara Dinwenụ Jesu onye nọ na
Sacramenti nke Eucharistia dị nsọ.
1. Dinwenụ Jesu onye ebere ya dị ọkpụ sị
N’oriri nsọ na-eme ka okwukwe na-esiwanye ike.
2. Ọbara dị oke ọnụ O jiri gbapụt’anyị.
N’ugwu Kalvarị ka ọñụ ọ na-enye anyị na Sacramenti ka Ọ na-enye na Sacramenti nke Eucharịstịa.
3. Onye ọbụla g’eri achịcha nke a
Dinwenụ ya cheta na Ọ bụ Kristi Nwa nke Chukwu ka Ọ na-eri.
4. K’anyị werenụ ezi obi na ịhụnanya na asọpụrụ Kristi
onye zoro na Sacramenti nke Eucharịstịa.
5. Otito, Otito dịrị Nna dịrị Nwa na Mmụọ Nsọ
Otito dịrị ya ebebe, Otito dịrị ya ebebe,
Otito dịrị ya ebebe, Otito dịrị ya ebebe.
Other Igbo Communion Hymns
- Ebe Ịhụnanya na Afọma dị
- Ebube Gị Juputara Eligwe na Ala
- Ekele Chineke dị m n’ọnụ Alleluia
- Enyemaka Anyị dị n’aha Dinwenụ
- Ekele dịrị Chineke Nna
- Esekpuoro m Gị, Chukwu dị na Nzuzo
- Etosịghị m Onyenweanyị dị Nsọ
- Ezigbo Nwatụrụ, Achịcha nke Ndịọma
- Ezigbo Jesu Dinwenụ
- Erimeri e
- Ezigbo Nnukwu ihe Omimi
- Ihe Jesus mere m
- Ọ bụrụ na-ịchọrọ Ịbata na Ndụ
- Jesus Aha na-atọ m Ụtọ
- Jesu Bata n’obi Anyị Bịa Bụrụ Eze
- Jesu Bata n’obi Anyị
- Jesu Eze m
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Mee Ebere
- Jesus Dinwenụ Bata n’ime obi m ka Ichebe ya
- Jesu Nkasị obi Ndị nọ n’ahụhụ
- Jesu Nnọọ
- Jesu Ọkpala Chukwu
- Jesu Onye Okike nke Ụwa
- Ka m Biri n’ime Ụnụ
- Ka Anyị Jenụ Nara
- Ka Anyị Keleenụ Jesu
- Ka Anyị Kulienụ
- Kedụ Ịhụnanya ka nke a
- Kpebenụ Ekpere
- Kristi Gwara Mụ
- Kulie ka Anyị Kelee Dinwenụ