Ka Anyị kwe ka ndị otu Kristi [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ka Anyị kwe ka ndị otu Kristi‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Dismissal Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ka Anyị kwe ka ndị otu Kristi Lyrics

Chorus: K’anyị kwe ka ndị otu Kristi

Si lụọ ọgụ mak’ihi Chukwu

Ha tufuru ndụ ha maka Jesu

Kịta ha n’añụrị ebebe.

1. Mak’anyị n’imelime mmadụ

Ha kwere ọnwụ maka Jesu,

Biko Jesu nye anyị-obi

Ịta ahụhụ mak’ihi Gị.

2. Ndị ajọ mmadụ n’achị anyị ọchị,

Na anyị jụrụ añụrị nk’ụwa,

Chineke ga-achịkwanụ ha ọchị,

Oge ọ ga-ekpe mmadụ ikpe.

3. Ndị dị nsọ a kuziri anyị

Site na ndụ ha n’ọnwụ ha,

Inwe okwukwe na ndidi n’ụwa.

Chekwube n’ụgwọ nke eluigwe.

Other Igbo Dismissal Hymns

Other Catholic Hymns