Ka Anyi Labazianụ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ka Anyi Labazianụ‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Dismissal Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ka Anyi Labazianụ Lyrics
Chorus: Ngwanụ k’anyị labazie k’anyị labazie
K’anyị labazie na Missa’gwụsịgo
Chineke Nna duru anyị duru anyị laba n’udo.
1. K’anyị werenụ ọñụ labazie
K’anyị werenụ olu iti mkpu ọñụ laba n’udo.
2. K’anyị gosinụ ịhụnanya Kristi
K’anyị kuzielụ mmadụ nile
Ịdị mma nke Dinwenụ n’ụwa nile.
3. Gabanụ n’akụkụ ụwa nile
bụrụnụ ndịọgụ nke Kristi.
Other Igbo Dismissal Hymns
- Anyị Agbaba na Nchedo gị
- Chebe m O Nna
- Ka Anyị kwe ka ndị otu Kristi
- Ka Anyi Labazianụ
- Ọra kene ike Jesu
- Otito dịrị Eze ụwa nile
- Osebụrụwa Nze ka Nze
- Otito nke Chukwu Ejugo ụwa nile
- Otito nile dịrị Onyenweanyị
- Otito dịrị Chukwu nke ji aka ya dịrị Onwe Ya
- Otito dịrị Nna na Nwa ya na Mmụọ Nsọ
- Hosanna dịrị Gị Onyenwe m
- Pụbanụ ndị otu Kristi
- Toonụ Eze nke Israel
- Ngọzi g’adịrị ndị na-atụ Chukwu egwu n’eso ụzọ ya
- Sọ gị k’anyị ga-eso rue Ọgwụgwụ
- Jesu ncheta Ị na-asọka
- Ihe Jesus Meere m