Ka m Biri n’ime Ụnụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ka m Biri n’ime Ụnụ‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Peace Val which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ka m Biri n’ime Ụnụ Lyrics (Key G 3/8)

s.s:-.m:-.m/d:m:-/f.f:-.f:-.r/l,:r:-

/m.m:-.d:-.d/s,: t:-/d.d:-.s,:-.s,/s,:-:-/D.c.

Onye nwe anyị na-akpọ, ụnụ bụ ndị enyi Ya,

ndị kwere na Ya, ndị dị ngọzi (DC)

b:d,:d.s:m,/d.s,:-.m,:s,/

Chorus: Osi ụnụ Bịanụ

d:-:-/s,:-:-/d;m.m:r/m:-:-

/l,:r.r:t,/d:-:-/l,:r.r:r/t,:s,:-/m.d:r.r:r/d:-:-//

Bịanụ, bịa naranụ m rie,

Bịanụ naranụ m ñụọ,

Ka m biri n’ime ụnụ

K’ụnụ biri n’ime m.

2. Abụ m achịcha, nke si n’igwe bịa

Nke n’enye ndụ ebebe nri ndị ọma.

3. Onye riri, ahụ m n’etoghị eto

Mara onwe ya ikpe nyocha obi gị.

4. Nri nke ndị mmụọma, ka onyere mmadụ,

ndị bụ ndị enyi ya, ndị dị asọ.

5. Were obi ọñụ gawa, jee nara Jesu,

nri nke n’enye ndụ, nri mkpụrụ obi.

6. Me k’okwukwe m s’ike, dịka okwute,

ka m kwes’ike oge, nile nke ndu m.

7. Dinwenụ m ekwere M, ekwere m s’ike,

na gị bụ Chukwu nọ, na Eucharịstịa.

8. Dinwenụ me ebere, Ka m nata gị,

oge nile, n’oge iku ume ọnwụ.

9. Kwe ka m soro, ndị nsọ nke Gị,

n’eto Nna, Nwa, na Mmụọ Nsọ na ndụ ebighịebi.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns