Kedụ ihe m ga-emere Chineke [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Kedụ ihe m ga-emere Chineke‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Kedụ ihe m ga-emere Chineke Lyrics

Chorus: Kedụ ihe m ga-emere Chineke

Maka iheọma nile o meere m na ndụ m

1. Ya buru uwe na akwa

ya buru ji na ede

2. Gị lota nwa oghenye nye ya ihe kọrọ ya

Ledụ ụmụ nwanyị isi mkpe nye ha ikpe kwụrọtọ

Ndị nke na-enweghị onyinye ka ha si n’aka gị

Wee nata onyinye Chukwu.

3. Gị hụ mmadụ ibe gị n’anya ka isiri hụ onwe gị

Ị ga-ahụkwa Chineke n’anya n’ezi obi gị nile.

4. Obiọma Chineke bara ụba,

Barụ ụba bara ụba

Obiọma onyenwe ụwa zuru ụwa nile ọnụ.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns