Kedụ ihe m ga-enye Gị Chi m Chukwu bi n’igwe

The hymn entitled ‘Kedụ ihe m ga-enye Gị Chi m Chukwu bi n’igwe‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Kedụ ihe m ga-enye Gị Chi m Chukwu bi n’igwe Lyrics

1. Kedụ ihe m ga-enye ya

Chi m Chukwu bi n’igwe,

na ihe ọma omere m mgbe m nọ n’afụfụ

maka ihe dum omere m iji nye ya ekele

Otito dịrị nna Eze kacha eze dum.

2. Ọgaranya nke igwe, ọjịja dịrị gị

Nna nke ụmụ Ogbenye,

Anyị bịara na ihu gị

K’ịbịa nyere anyị aka Osebụrụwa.

Onye nke mazuru, echiche mmadụ dum.

3. Jesu Kristi, ọkpara Chineke

Sọ, otu nwa Chneke mụrụ sọ nanị ya

Onye nwụrụ na ihi anyị

Akpọgbuo ya n’obe

Obi dị asọ Jesu, mere anyị ebere.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns