Kedụ Ịhụnanya ka nke a [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Kedụ Ịhụnanya ka nke a‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Kedụ Ịhụnanya ka nke a Lyrics
1. Ewo kedụ ịhụnanya ka nke a na Chukwu bịara n’ụwa,
Wee bụrụ ihe oriri nke mmadụ, ndị nọ n’ụzọ nke eligwe.
Chorus: Wee bụrụ ihe oriri, bụrụ ihe oriri nke mmadụ.
O kedụ ịhụnanya ka nke a na Chukwu bịara n’ụwa.
2. Aga m eje nata ahụ Jesu
Bụ mbe nke ndụ ebebe
Ọ na-enye ahụ mmadụ ike
Nki ji bilite n’ọnwụ.
3. Jesu mee k’ahụ n’ọbara Gị
Wụchapụ mmehie m nile
Mee ka ha doo mkpụrụobi m asọ
Benata agụụ imee njọ.
4. Biko Jesu nye m obi nke Gị
Ka m wee hụ Chukwu n’anya
Ka m hụ mmadụ ibe m nile n’anya
Sọọsọ maka ihi Chukwu.
5. Ka oriri nsọ jikọọ mụ na Gị
Na ndị otu nzukọ
Oge agha nk’ụwaa gwụsịrị,
K’anyị zukọọ n’eligwe.
Other Igbo Communion Hymns
- Ebe Ịhụnanya na Afọma dị
- Ebube Gị Juputara Eligwe na Ala
- Ekele Chineke dị m n’ọnụ Alleluia
- Enyemaka Anyị dị n’aha Dinwenụ
- Ekele dịrị Chineke Nna
- Esekpuoro m Gị, Chukwu dị na Nzuzo
- Etosịghị m Onyenweanyị dị Nsọ
- Ezigbo Nwatụrụ, Achịcha nke Ndịọma
- Ezigbo Jesu Dinwenụ
- Erimeri e
- Ezigbo Nnukwu ihe Omimi
- Ihe Jesus mere m
- Ọ bụrụ na-ịchọrọ Ịbata na Ndụ
- Jesus Aha na-atọ m Ụtọ
- Jesu Bata n’obi Anyị Bịa Bụrụ Eze
- Jesu Bata n’obi Anyị
- Jesu Eze m
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Mee Ebere
- Jesus Dinwenụ Bata n’ime obi m ka Ichebe ya
- Jesu Nkasị obi Ndị nọ n’ahụhụ
- Jesu Nnọọ
- Jesu Ọkpala Chukwu
- Jesu Onye Okike nke Ụwa
- Ka m Biri n’ime Ụnụ
- Ka Anyị Jenụ Nara
- Ka Anyị Keleenụ Jesu
- Ka Anyị Kulienụ
- Kedụ Ịhụnanya ka nke a
- Kpebenụ Ekpere
- Kristi Gwara Mụ
- Kulie ka Anyị Kelee Dinwenụ