Kele Chineke Jaa Ya Mma [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Kele Chineke Jaa Ya Mma‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Kele Chineke Jaa Ya Mma Lyrics (Key Ab44)

d.m:-.r:d:s,/l,:s,:s,:-/d:-.d:-:m/-:- s.m:-.f/r:-:-:-

Chorus: Kele Chineke jaa ya mma, ekele ịdị mma e onye kere ụwa onyeọma, onyeọma, onyeọma. DC.

1. Soronụ m tobe ya tobenụ Chineke ekele dịrị gị Nna imeela.

2. Ka anyị jaa ya mma bunye ya oniynye ekele dịrị gị Nna imeela.

3. Anyị ga-eji gịnị kele gị, eze ebube ka ibu otito na nsọpụrụ dịrị gị eze daalụ.

4. Ịhụnanya Chineke kasị akasị olisebụlụwa Chineke daalụ o imeka.

5. Nara onyinye ụmụ gị na-enye gị, nara aja anyị na-achụnyere gị.

6. Onyinye nwanyị ajadụ ka anyị n’a-ebunye gị nara ya ma gọzie kwa anyị.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns