Keleenụ Chukwu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Keleenụ Chukwu‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Keleenụ Chukwu Lyrics

Chorus: Keleenụ Chukwu,

Keleenụ Nna

Keleenụ Dinwenụ.

1. Toonụ Jesu onye nọ n’obi ụnụ Amen Amen.

2. Chukwu dị ebube, Chukwu dị amara.

3. Nne na Nna nile na ụmụntakịrị.

4. Ezi n’ụlọ nile, keleenụ Chukwu.

5. Kpọọnụ ụbọ aka Kristi nọ n’obi ụnụ Amen Amen.

6. Chukwu dị omimi Chukwu ker’ụwa.

7. Ụmụ otu Chukwu ụnụ adala mba.

8. Jesu nọnyel’ụnụ oge nile.

9. Otito dịrị Nna ya na Nwa na Mmụọ Nsọ Amen Amen.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns