Kịtaa Ahụ na Mmee Jesu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Kịtaa Ahụ na Mmee Jesu‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Kịtaa Ahụ na Mmee Jesu Lyrics

1. Kịtaa Ahụ na Mmee Jesu

g’abụ ihe a na-ebunye Chukwu

dịka n’obe na Mass dị asọ

Ọ bụ na Altar k’ọnọ

Nna anyị Jesu gọzie anyị

Site n’ịhụnanya gị. DC.

2. Anyị enye gị Mass dị asọ

Osebụrụwa Chukwu, wee kele gị

maka ọgọ I meel’anyị ekpo nile.

O Chukwu meere anyị ebere

maka njọ nke anyị mere.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns