Kpebenụ Ekpere [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Kpebenụ Ekpere‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Rev. Fr C. Ezenduka which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Kpebenụ Ekpere Lyrics (Key G)

.s:m:s:f.m/d:-:d.d’:-t/l:s:m.m:f.s/s:-

:m.s:d/f.m:r.s:s:m/s.m:-.f:r.r:d/r:d:d:t,/d:-:-:-//

Chorus: Ezie agwa m ụnụ

Ihe ọbụla ụnụ rịọrọ n’ekpere

kwerenụ ụnụ g’anata ya

A ga-aza ekper’ụnụ Dinwenụ na ekwu.

1. m:s:l.f:m.s/s:-:-:-/m:s:l.f:m.s/s:-

:m.f:r.s/s:f.m:r.m:m/d:-:-:-//

Rịọwa ụnụ g’arịọta

Chọwa ụnụ g’achọta

kụwanụ aka a ga emegher’ụnụ.

2. s:m.m:d’.d:t.l/s.s:f:m.f:s/s:-

:l.l:s.f/m.m:r:d.r:m/m:-

:s.s:f.m/r.r:r:s:m/d:-:r:r/d:-:-:-//

N’ihi na onye ọbụna rịọrọnụ na-arịọta

Onye ọbụna chọrọnụ na-achọta

Onye ọbụna kụrụ aka a ga-emeghere ya.

3. s.,s:s,d’:l.t:t/s:-.l:l:s/s:m:m:-

.m/s:f.d:f:m/:.s:s:m/d:-

.m:s:m/m:-.s:s:m.s/d:-

.d:m:r/d:m:m:d/d:-:-:-//

O nwere nna n’ime ụnụ nwa ya rịọ ya nri

O nye ya okwute, ọ rịọ ya azụ, onye ya agwọ

Ọ rịọ ya akwa o nye ya odogwu ọzala.

4. s.s:-.s:m:l.f/s:s:m:-

/d:r:d.f:m/m:m:s:m.m/d:d:f:f/

m:m:m:-/d:-:r:-:/d:-:-:-//

Ọ bụrụ na mmadụ afọ njọ na-enye onyinye dị mma

Olee kwanụ maka Chukwu bụ afọma n’onwe ya.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns