Kristi Gwara Mụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Kristi Gwara Mụ‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Rev. Fr Azụka which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Kristi Gwara Mụ Lyrics (Key C 2/4)

s.m:d.d/f:-/-.s:r.r/m:-

.s/s.m:d.d/f:-/-.s:r.r/m:-

/_.s:m.m/s:-

.d’/d’.d’:t.s/l.l:l/d’.s:t.l/s.s:s/s.s:f.f

/m:-/s:-/l.s:-.s/s.s:f.f/m:-//

Chorus: Kristi gwara mụ, Ọ gwara mụ,

Onyenwe m gwara mụ, Ọ gwara mụ,

Ọ sịrị mụ, Ị hụ mmadụ ibe gị n’anya

k’isi hụ onwe gị n’anya, maka ihi nke Chukwu gị,

Nwa I debego iwu nile.

s.m:l.l/l.l:s/f:r.m/m:-/s.f:m.m/d:r/d:-/-:/

1. Bịanụ k’anyị gosị onwe anyị ịhụnanya

n’obi ịdị n’otu nwanne.

s.m:l.l/s.s:-.m/d.d:r.r/d.d:-/f:r.r/m:-//

2. Bịanụ k’anyị were otu obi kele Dinwenụ,

ya kere anyi.

d’:s.s/m:l/l:f.s/m:-/s:m/f:r/d:-/-

3. Dinwenụ n’achọ ndị obi nwayọ

ha ga-enwe ndụ ọkpụ.

s:s/s:l/f.s:m.m/d:-/d:f/r.r:s/m:-/

4. Ụnụ n’enwe obi adị n’otu

dozienụ ya tata.

d’.d’:t.l/s:s/m:d/d:-/f:s/s.s:s/m.m:m/m:-/-:/

5. Onye ọbụla n’achọ ndụ ebebe

g’ahụrịrị nwanne ya n’anya.

d’.s:l.l/s.f:m.m/m:-/-

:/s.m:f.f/r.:r.d/d:-

/f:d.r/m:m.m/m:-/-;/

6. Sọpụrụ nne na nna mụrụ gị

sọpụrụ ndị isi gị nile ka ndụ gị dị ogologo.

s.l:-.s/m:d.d/r:d/d:-/f.r:-

.s/s:m/m:-/-://

7. Were ihe nye Ogbenye nwanne gị

Ọ bụ iwu Dinwenụ.

s.s:l.f/s:m/d:r/d:r/r:s/m:-/-://

8. Otito dịrị nna na Nwa ya na Mmụọ Nsọ.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns