Kulie ka Anyị Kelee Dinwenụ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Kulie ka Anyị Kelee Dinwenụ‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Kulie ka Anyị Kelee Dinwenụ Lyrics
1. Kulie k’anyị kelee Dinwenụ,
Kulie k’anyị kelee Chineke,
Kulie k’anyị kelee onye ker’ụwa nile
n’ihi na ọ rụgoro m ọrụ ebube dị iche,
Soro m kpọọ isi ala nye ya.
Refrain: Ụmụ Chineke kulie, kulie k’anyị kelee Dinwenụ, kulie k’anyị kelee ya, kulie k’anyị kelee Chineke, Kulie k’anyị kelee ya, kulie k’anyị kelee onye ker’ụwa nile Ọkaka, n’ihi na, ezie ọrụgor’anyị ọrụ ebube dị iche, soro m kpọọ isi ala nye ya.
2. Lee k’osi emere m, ihe nile dị iche iche.
O nyere m ahụ ike, o nyere m akụ n’ụba.
Ọ nụrụ ayịyọ m n’ayọ ke mgbe
Soro m kpọọ isi ala nye ya.
3. Mkpụr’obi m n’ekele Dinwenụ,
maka n’ọnụgo ayịyọ nke m n’ayọ,
Ewo, ọnụgo akwa m, ọnụgo olu m, ọnụgo akwa m
wee zọpụta m n’ọnwụnwa nke ajọ mmụọ,
Soro m kpọọ isi ala nye ya.
4. Lee k’osi meere m ihe nile dị iche iche
O nyere m ahụ ike, o nyere m akụ n’ụba
Ọ zara m oku m n’akpọ ya ke mgbe,
Soro m kpọọ isi ala nye ya.
Refrain: Kulie k’anyị kelee Dinwenụ, Kulie k’anyị kelee ya, Kulie k’anyị kelee Chineke, Kulie k’anyị kelee ya, Kulie k’anyị kelee onye ker’ụwa nile Ọkaka n’ihi na ezie, Ọ rụgor’anyị ọrụ ebube dị iche, soro m kpọọ isi ala nye ya.
Solo: Mkpụrụobi m o n’ekele Dinwenụ.
Makana ọnụgo ayịyọ nke m n’ayọ
Ewo ọnụgo akwa m, wee zọpụta m n’ọnwụnwa nke ajọ mmụọ, Soro m kpọọ isi ala nye ya.
5. Otito dịrị Nna, na Nwa na Mmụọ Nsọ,
Etu ọdị n’izizi, ma kịta, n’ekpo nile,
Wee rue mgbe ebighịebi. Amen.
Other Igbo Communion Hymns
- Ebe Ịhụnanya na Afọma dị
- Ebube Gị Juputara Eligwe na Ala
- Ekele Chineke dị m n’ọnụ Alleluia
- Enyemaka Anyị dị n’aha Dinwenụ
- Ekele dịrị Chineke Nna
- Esekpuoro m Gị, Chukwu dị na Nzuzo
- Etosịghị m Onyenweanyị dị Nsọ
- Ezigbo Nwatụrụ, Achịcha nke Ndịọma
- Ezigbo Jesu Dinwenụ
- Erimeri e
- Ezigbo Nnukwu ihe Omimi
- Ihe Jesus mere m
- Ọ bụrụ na-ịchọrọ Ịbata na Ndụ
- Jesus Aha na-atọ m Ụtọ
- Jesu Bata n’obi Anyị Bịa Bụrụ Eze
- Jesu Bata n’obi Anyị
- Jesu Eze m
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Kristi Bịa bata n’obi Anyị
- Jesu Mee Ebere
- Jesus Dinwenụ Bata n’ime obi m ka Ichebe ya
- Jesu Nkasị obi Ndị nọ n’ahụhụ
- Jesu Nnọọ
- Jesu Ọkpala Chukwu
- Jesu Onye Okike nke Ụwa
- Ka m Biri n’ime Ụnụ
- Ka Anyị Jenụ Nara
- Ka Anyị Keleenụ Jesu
- Ka Anyị Kulienụ
- Kedụ Ịhụnanya ka nke a
- Kpebenụ Ekpere
- Kristi Gwara Mụ
- Kulie ka Anyị Kelee Dinwenụ