Kwadoro Onwe Gị akụ N’eligwe [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Kwadoro Onwe Gị akụ N’eligwe‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Kwadoro Onwe Gị akụ N’eligwe Lyrics

s,:-:d:-/m:-:d:t,/l,:l,:d:d/s,:-

Chorus: Kwadoro onwe gị akụ n’eligwe

Ebe ọgaghị agba ụtụ, ebe akịka agaghị ata ya.

Kwadoro onwe gị akụ n’eligwe ebe ndị ori agaghị etiwa ezu.

1. Fee Chineke ọfụma n’ụwa welụ okwukwe fee ya,

Okwukwe na ezi olu

Fee Chineke ọfụma n’ụwa

Ọga enye gị ndụ ebighịebi.

2. Ịhụnanya bụ nanị ya bụ iwu Chukwu tiri anyị,

K’anyị hụ ya n’anya, hụkwa mmadụ ibe anyị n’anya n’ihi ya,

Welụ ịhụnanya wee fee Chukwu

Kere anyị ka ụba gị dị ukwu n’eligwe.

3. Ebe akụ gị dị, ebe ahụ ka echiche gị dị,

Chọwa akụ nke ga-adịgidenụ,

nke sitere nanị n’ife Chukwu,

Chekwube na Chineke fee ya ọfụma,

ị na-akpata akụ nke gadigide.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns