Lee Ezigbo Nwatụrụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Lee Ezigbo Nwatụrụ‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Lee Ezigbo Nwatụrụ Lyrics

1. Lee ezigbo nwa atụrụ

Achịcha nke ndị ọma

N’eligwe k’osi zida

K’anyị sekpuere ya.

2. Ọ bụ Nna anyị ezie

Onye nche atụrụ,

Na ya k’anyị chekwubelụ

Chukwu nke afọ ọma.

3. Anyị b’ụmụ ogbenye

O Dinwenụ anyị

Mer’anyị ebere

N’ịhụnanya Gị.

4. Nọnyer’anyị n’ụwa,

Ezigbo Jesu;

K’anyị wee nọnyere gị

N’ala eze eluigwe.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns