Lee ka Aha Gị si dị Ebube [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Lee ka Aha Gị si dị Ebube‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by D. Ipere which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Lee ka Aha Gị si dị Ebube Lyrics (Key Eb or G)
s.d:-.s:s/m:l:l/s:-:-
/t.d:l.t:s.l/m:s:d/d:-:r/m:m:f/m:-:-
Chorus: Osebụrụwa Chukwu O, lee k’aha gị si dị ebube n’ụwa nile.
1. Mgbe m lelesịrị eligwe nke bụ ọrụ aka gị,
Ọnwa na kpakpando nk’Idoziri ọfụma
gịnị ka mmadụ bụ nke n’Ị na-etinye ya n’uche,
Mmadụ n’anwụ anwụ, nwụ anwụ.
K’Ị na-akpachara anya, k’Ị na-akpachara anya.
2. I mere mmadụ nke na nwantakịrị m’ọdịzịa ka mmụọ,
I mere ya k’onwe ebube na nsọpụrụ,
I nyere ya ike n’ebe ihe nile I kere dị,
mekwue k’ihe nile dịrị n’okpuru ya.
3. I mere k’ihe nile I kere dịrị n’okpuru ya,
Atụrụ, ewu, n’ehi, bụragodụ anụ nile n’akpa ike,
Nnụnụ nile nke igwe, ma azụ nile ndị n’egwugharị n’ime mmiri,
Otito dịrị nna na Nwa na Mmụọ Nsọ
Otu Ọ dịrị na mbụ k’ọdị ugbu a
Ka ọ g’adịgide rue n’ụwa ebighịebi. Amen.
Other Igbo Communion Hymns
- Kulienụ ka Anyị Jenụ Rie
- Lee ka Aha Gị si dị Ebube
- Mba Nile ga-akpọ Isiala
- Mkpụrụobi m na-achọ Dinwenụ
- Mmirichukwu nke Dinwenụ
- Mkpụrụobi m Tobe Osebụrụwa
- Lee Ezigbo Nwatụrụ
- Keleenụ Chukwu
- N’oriri Dị Asọ Eligwe na ụwa na-emekọrịta
- N’oriri Ikpeazụ
- Ndị na-eme Uche Chineke
- Ngị Jesu bụ Ndụ nke Anyị
- Nna bata Nọnyere m
- Obi Jesu dị Asọ
- Ọ bụ Mbọsị Añụrị
- Ọ bụ Onye ga-adịrị Mụ ka Kristi Onye nwe m
- O Chukwu nke M
- Ọ Dịghị Onye Nwere ike ka Chineke
- Onye Nwe Ụwa biko Nụrụ Olu m
- O Nwere Ịhụnanya dị ka nke a
- Oriri Ahụ na Ọbara Kristi
- Oriri Ụmụ Eligwe
- Ihe Ọbụla I meere Otu Onye na Ụmụnna m
- Otu Achịcha, Otu Iko
- Sekpulu Nalụ M
- Site n’ahụ Kristi
- Sọ Ngị O Chineke
- Sọ otu Ihe ka m na-arịọ n’aka Dinwenụ
- Tobe Dinwenụ Mba Nile
- Tobe Jesu bi n’ime m
- Onyenweanyị Meenụ ka ime Uche Gị Bụrụ Nri m
- Anyị Nile bụ Otu na Dinwenụ
- Aga m Eje Nara Ahụ Kristi
- Aga m n’ihu ndị ụrụ ala Enweghị isi
- Dozie m Chukwu ka Mmebe Uche Gị
- Bịanụ Ndị Dị Nsọ
- Chukwu Gọzie ndị Nwere Ịhụnanya
- Chukwu Nwa si n’igwe Bịa n’ime ụwa nke a
- Ihe Nile I mere Anyị Dinwenụ
- Ihe Nile dị n’uche Gị O Dinwenụ
- Ọ bụrụ na Ị hụrụ m n’anya debe iwu m